Na New Zealand, ọrụ ụgbọ bụ ngalaba kachasị ukwuu nke akụ na ụba a na-azụ ahịa. Mba ahụ bubatara NZ $ 46.4 ijeri nke ngwa ahịa ụgbọ (n'enweghị isi na nke arụpụtara) n'ime ọnwa 12 rụo ọnwa June n'afọ 2019, 79.6% nke ngụkọta ngwa ahịa mba ahụ.[1] Ọrụ ụgbọ, ọhịa na ịkụ azụ nyere $ 12.653 ijeri (ma ọ bụ 5.1%) nke GDP mba n'ime ọnwa 12 rụo ọnwa Septemba n'afọ 2020, ma were mmadụ 143,000 n'ọrụ, 5.9% nke ndị ọrụ mba New Zealand, dịka ọnụ ọgụgụ n'afọ 2018. [2][3]
Ọrụ ugbo bụ isi ihe eji ala eme ihe, mana a n'enyekwa ala dị ukwuu maka ọrụ ụgbọ.
Mba New Zealand so na otu nke cairns group nke n'achọ inwe free trade n'ahia ọrụ ụgbọ