Commercial Bank Chad, nke a na-akpọkwa CommercialBank Tchad (CBT), ha bụ ndi otu Commercial Bank Group yana njikọ ya na Commercial Bank of Cameroon (CBC), Commercial Bank Centrafrique (CBCA), Commercial Bank Equatorial Guinea (CBGE) na Commercial Bank São Tomé and Príncipe (CBSTP).).[1]
Akụkụ nke Commercial Bank Tchad dị ka egosiri na tebụl dị n'okpuru ebe a:[2]
Ọnọdụ | Aha Onye nwe ya | Pasentị nke Onwe |
---|---|---|
1 | Fotso Group nke Cameroon | 50.68 |
2 | Gọọmentị nke Chad | 17.48 |
3 | Ụlọ Ọrụ Ego nke Chad | 21.87 |
4 | Ndị na-etinye ego na Chad | 04.59 |
5 | Ụlọ akụ Mba Nile | 05.38 |
Ngụkọta | 100.00 |