10 days in Sun City bụ ihe nkiri 2017 bụ maka, ịhụnanya, kpọjaa akpọja ma bụrụ nke ntọ ọchị ya bụ romantic action comedy film nke malitere na n'abalị iri na asaa nke ọnwa June 2017. [1] [2] [3] Ọ bụ AY Makun gosipụtara n'ogo dị elu,onye bụkwa onye àgwà kacha n'ihe nkiri ahụ. [4] Ọ bụ Adze Ugah duziri ya, nke Kehinde Ogunlola dere ma bụrụ Darlington Abuda mepụtara ya. [3] [5] Ihe nkiri a bụ nkeji nke atọ nke Akpos Adventure franchise, e emere ya na na Lagos nakwa Johannesburg, South Africa. [1]
Ihe nkiri a na-akọ akụkọ banyere nwa agbọghọ nwanyị mara mma nke akpọbatara ka ọ bụrụ onye ama ama ,mana site ntọrọ atọrọ ya ,n'ime nke a' ọ kwụrụ ụgwọ site n'enweghi udo na obi ụtọ nke onwe ná nkwụputa n'ọchọghịkwa enyi ya nwoke onye chọrọ ịlụ ya ma bụrụ onye nduzi ya. Ọ fọrọ nke nta ka ọ bụrụ ohu nyere Nna ya ukwu mgbe ụfọdụ ndị ọ napụrụ ihe ndị ọ napụrụ n’oge gara aga mesogwara ya ihe ọ mere ha. Ọ na-akọwa na ezi ịhụnanya na-emeri ihe ọ bụla n'agbanyeghị ihe mgbochi ma ọ bụ ihe ịma aka ndị chere onye. [5]
Afọ | Ihe nrite | Otu | Nsonaazụ | Ref |
---|---|---|---|---|
2018 | Ihe nrite Nollywood kacha mma | style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara | [6] | |
style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie |