ụdịekere | nwoke |
---|---|
aha enyere | Adekunle |
aha ezinụlọ ya | Adejuyigbe |
ọrụ ọ na-arụ | onye nhazi ndu ihe nkiri, onye nchikota ihe nkiri, onye nhazi-foto |
ebe agụmakwụkwọ | University of Ilorin |
nnọchiaha nkeonwe | L485 |
Adekunle “Nodash” Adejuyigbe, audio bụ Nigerian Film Make nakwa onye nkwado. Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye nkwado nakwa nnukwu onye nkwado na ọtụtụ akụkọ ihe mere eme nakwa ozi azụmahia maka otu mba ofesi, O bụkwa onye ama ama a na-achọ aka ọrụ ya n ihe gbasara sinimatografi bụ ọgbara ọhụụ na Nigeria.
Adekunle "Nodash" Adejuyigbe bidoro ọrụ ya na netwọkụ TV dị ka Onye nkwado, odee na onye nhazi ihe nkiri onyonyo nakwa akụkọ mere eme Mmepụta, Onye edemede na Onye Nduzi nke ihe ngosi TV na akwụkwọ akụkọ, o mechara bụrụ Onye isi okike na onye isi nke Production nke netwọkụ TV tupu ọ pụọ ịmalite ụlọ ọrụ ihe nkiri ya - Ihe na-adịghị ahụkebe Studios .
N'afọ 2015, edepụtara aha ya dị ka otu n'ime Cinematographers iri abụọ na otu akpọrọ oku site na mba ụwa niile maka mmemme ihe gbasaraa fim emere na obodo Berlin nke di na Germany [1] kemgbe ahụ amarala aha ya ebe niile dị ka nwaafọ Naijiria na-enye nkwado teknụzụ maka mmepụta ihe nkiri . Ọ bụ onyeisi otu "The Elite Film Team" - ''Nigeria most internationally compliant film team''.
Adekunle "Nodash" Adejuyigbe bụ Onye edemede, Onye Nhazi na Onye Nkwado ihe nkiri fim ọkacha mma a kpọrọ, "The Delivery Boy" nke ekrigoro na mba ụwa anọ ma nweta ihe nrite nke fim Niajiria kacha mma na mmemme ' Africa International Film Festival (AFRIFF) n'afọ 2018.
Adekunle "Nodash" Adejuyigbe eritewo ihe onyinye dị iche iche na leta ija ike maka nka ya na nhazi, odide, nkwado nakwa cinematography-ọ nwere iji wepụta ihe nkiri, foto ndi na-emetụta n'obi, nakwa akụkọ o ji ụzọ nka wee kọpụta.