ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Naijiria ![]() |
aha enyere | Aderonke ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 31 Julaị 1939 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Colonial Nigeria ![]() |
Ụbọchị ọnwụ ya | 8 Novemba 2023 ![]() |
Ebe ọ nwụrụ | London ![]() |
Ebe olili | Ijebu Ode ![]() |
Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụsụ Yoruba ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | physician, soldier ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | University of London, University of Ibadan ![]() |
ọkwa agha | izugbe ![]() |
nnọchiaha nkeonwe | L484 ![]() |
Aderonke Kale bụ onye na-ahụ maka ọrịa uche nke ndị agha Naijiria . o biliri ibu onye isi ndi agha Naijiria na-ahu maka ahụike.
aderonke kale kuziri dika dibia bekee na mahadum mahadum, nke mechakwara buru ulo akwukwo mahadum nke Ibadan.kale meziri okachamara n'ihe gbasara uche na mahadum London. a kpaliri ya ịbanyeisi mgbaka.[1] Ọ rụrụ ọrụ nwa oge na Britain wee laghachi Naijiria na 1971.[2]
Otu afọ mgbe e mesịrị na 1972, ọ sonyeere ndị agha Naijiria. Nke a bụ mkpebi a na-adịghị ahụkebe maka ụmụ nwanyị n'oge ahụ, ọkachasị ndị nọ n"ọkwa ọkachamara dị elu.[2] Ọ bụ onye colonel na osote onye isi nke Nigerian Army Medical Corps site na 1990. E mechara bulie ya n'ọkwa brigadier-general ma n"ime nke a ọ ghọrọ nwanyị mbụ n "West Africa".[2] A kwalitere Kale ka ọ bụrụ onye isi ọchịagha n'afọ 1994 wee bụrụ nwanyị Naijiria mbụ nwetara ọkwa ahụ.[3][4] Ọ bụkwa nwanyị mbụ bụ onye isi na West Africa.[5] Ọrụ ya bụ na mbụ dị ka onye isi na-ahụ maka isi mgbaka na ndị agha.[2] Kale mechara bụrụ onye nduzi nke Ndị otu ahụike Naịjirịama bụrụkwa onye isi ahụike 1996
cal Officer ruo 1996.[3][5] Nke a bụ oge mbụ n'akụkọ ihe mere eme nke ndị agha Naijiria na e nyere nwanyị ọrụ maka nlekọta ahụike nke ụmụ agha niile nke Naịjirịa na ọkwa niile na nkwadebe maka na n"oge agha. Ọ lara ezumike nká na 1997.[6]
A mụrụ Aderonke Kale na 13th, February 1959. Nna Kale bụ onye na-ahụ maka ọgwụ na nne ya bụ nkụzi ma ha hụ na ọ gụrụ akwụkwọ nke ọma. Kale gara ụlọ akwụkwọ praịmarị na Lagos na Zaria wee gụọ akwụkwọ sekọndrị na St. Anne's School, Ibadan na Abeokuta Grammar School.[7][3][8]
Kale mụrụ nwa nwoke na 1975, Yemi Kale, onye ghọrọ onye na-ahụ maka ọnụ ọgụgụ nke Naijiria.[9] O nyere ala maka ntọala nke Bodija-Ashi Baptist Church na Ibadan.[10]