Aduana bụ ihe otu n'ime ndị isi asaa nke ndị Akan nke Ghana. Ọ bụkwa ezinụlọ kachasị ukwuu n'ihe gbasara ọnụ ọgụgụ mmadụ.
Ihe oyiyi nke ezinụlọ Aduana bụ nkịta. Dị ka akụkọ mgbe ochie si kwuo, nkịta duuru ezinụlọ ahụ n'oge ha na-agagharị, na-eji ọkụ n'ọnụ ya na-enwu ọkụ n'ụzọ ahụ. Ekwenyekwara na ọkụ a ka dị n'obí eze nke obodo ukwu nke ezinụlọ ahụ.[1]