ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
aha ezinụlọ ya | Ezeigbo ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1947 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Eastern Region ![]() |
Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụ̀sụ̀ Ìgbò ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | odee akwụkwọ, onye ntaakụkọ, ode akwukwo ifo, professeur des universités, odee uri ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | University of Lagos, University of Ibadan ![]() |
ogo mmụta | Bachelor of Arts, Master of Arts ![]() |
Ihe nrite | Nigeria Prize for Literature ![]() |
webụsaịtị | https://akachiezeigbo.org/ ![]() |
nnọchiaha nkeonwe | L484 ![]() |
Akachi Adimora-Ezeigbo bụ onye Naijiria na-ede akwụkwọ na onye nkuzi, onye ọrụ ya bipụtara gụnyere akwụkwọ akụkọ, abụ , nkenke akụkọ, akwụkwọ maka ụmụaka, edemede na akwụkwọ nta akụkọ. [1] Ọ bụ onye meriri n'ọtụtụ ihe nrite na Naịjirịa, gụnyere ihe nrite Naijiria maka akwụkwọ edemede . [2]
A mụrụ Adimora-Ezeigbo na Eastern Nigeria, nwetara BA na MA na n'asụsụ Bekee na mahadum Lagos na PhD na mahadum nke Ibadan . Ọ malitere nkuzi na Mahadum Lagos na 1981 wee bụrụ Ọkammụta Bekee na1999.
Ọ bụ onye dere ọtụtụ akwụkwọ, gụnyere akwụkwọ akụkọ, nchịkọta nkenke akwụkwọ na akwụkwọ ụmụaka. Akwụkwọ akụkọ ya 2011 Roses and Bullet dị ka otu n'ime akwụkwọ agha Biafra na-adọrọ adọrọ ma bụrụ eziokwu. [3] Otu n'ime ihe nrite o nwetarala na Naijiria bụ ihe nrite Naijiria maka akwụkwọ agụmagụ bụ nke o jikọ ọnụ nweta n'afọ 2007 maka akwụkwọ ụmụaka ya bụ My Cousin Sammy . [2] [4]
Ọ lụrụ Ọkammụta
Chris Eze ma mụọ hrụ ụmụ atọ. [5]