ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Côte d'Ivoire ![]() |
aha enyere | Akissi ![]() |
aha ezinụlọ ya | Delta ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 5 Maachị 1960 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Dimbokro ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | omee, onye nhazi ndu ihe nkiri, onye na-emeputa ihe nkiiri ![]() |
Akissi Delta nke a makwaara dịka Loukou Akisse Delphine (a mụrụ n'afọ 1960) bụ onye na-eme ihe nkiri na onye na-emepụta ihe nkiri si Ivory Coast.
A mụrụ ya na Dimbokro na 5 Machị 1960, Akissi Delta agaghị ụlọ akwụkwọ.[1] Malite dịka onye na-agba egwú na ihe nlereanya, ọ rụrụ ọrụ na Léonard Groguhet's Comment ça va na ọtụtụ ihe nkiri Henri Duparc. N'afọ 2002 o mepụtara usoro telivishọn Ma Famille .[2]