ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Obodoézè Nà Ofú, United Kingdom of Great Britain and Ireland |
aha enyere | Alan |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1909 |
Ebe ọmụmụ | Ayr |
Ụbọchị ọnwụ ya | 1991 |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | onye ese |
Nwere ọrụ na mkpokọta | National Galleries Scotland |
ikike nwebiisinka dị ka onye okike | Ọrụ nwebiisinka chekwara |
Alan Stenhouse Gourley (ubochí irí na àtó n'ọnwa Eprel 1909 rụọ úbọchị itoolu n'ọnwa Septemba 1991) bụ ónyé na-ese ihe nà South Africa-British nà ónyé na-eme ihe nkiri.
Ọ gàrà Glasgow School of Art n'afọ 1928 na Edinburgh College of Art n'etiti 1929 na 1931. Ọ kwagara South Africa ebe o mepụtara windo enyo maka katidral dị na Pretoria na Johannesburg ma kụzie na Johannesburg Technical College n'etiti afọ 1932 na 1937. Ọ kwagara Paris ebe ọ gụrụ akwụkwọ na École des Beaux-Arts n'etiti 1938 na 1940 ma bụrụ onye nkuzi na camouflage n'oge Agha Ụwa nke Abụọ. A na-ahụ kapet nke o méré na South Africa House.[1]
Ọrụ ya bụ akụkụ nkè ihe osise nà asọmpi nka na 1936 Summer Olympics na-anọchite ányá South Africa.[2]