ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Naijiria ![]() |
obodo maka egwuregwu | Naijiria ![]() |
aha enyere | Amarachi ![]() |
aha ezinụlọ ya | Okoronkwo ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 12 Disemba 1992 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Owẹrrẹ ![]() |
Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ ![]() |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | etiti etiti ![]() |
onye nsonye òtù egwuregwu | Kokkola Futis 10, Nasarawa Amazons, Nigeria women's national football team ![]() |
Ụcha ime anya | agba aja aja ![]() |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii ![]() |
ụdị egwuregwu | footbọl ![]() |
so na | 2010 African Women's Championship, 2017 Nigeria Women Premier League, 2018 WAFU Women's Cup, 2018 Africa Women Cup of Nations, 2019 FIFA Women's World Cup ![]() |
Templeeti:Infobox football biography
Amarachi Grace Okoronkwo (a mụrụ ya na ụbọchị iri na abụọ nke ọnwa Disemba nke afọ 1992) [1] Ọ bụ onye Naịjirịa n'egwu egwu bọọlụ edu nsị
Amarachi Grace Okoronkwo (a mụrụ ya na ụbọchị iri na abụọ nke ọnwa Disemba nke afọ 1992) Ọ bụ onye Naịjirịa n'egwu egwu bọọlụ nke na agbara ndị Nasarawa Amazons na Ụmụ nwanyị Naijiria Premia League nke otu bọọlụ . Ọ na-egwuri egwu na Kokkola F10 na Naisten Liiga nke Finland.
Maka ọrụ ya na idu ndị Nasarawa Amazons iji merie 2017 Ụmụ nwanyị Naijiria Premia League, Okoronkwo so na ndị egwuregwu anọ ahọpụtara dị
Maka ọrụ ya na idu ndị Nasarawa Amazons iji merie Ụmụ nwanyị Naijiria Premia League nke afọ pụkụ abụọ na ịrị na asaa, Okoronkwo so na ndị egwuregwu anọ ahọpụtara dịka onye ọkacha mma na otu egwuregwu bọọlụ NWPL nke afọ pụkụ abụọ na ịrị asatọ, [2] mana e mechara Rasheedat Ajibade nara ya bụ ugo. [3] Na Mee afo pụkụ abụọ a ịrị na asatọ , a họpụtara ya dịka onye ọkpụkpọ kachasị mma na afọ pụkụ abụọ na ịrị na asaaa na otu ụmụ nwaanyị na Asọmpi Naịjirịa nke Nkowa, mana Ajibade nara ya bụ nturu ugo[4]
Okoronkwo nochitere anya Naịjirịa na afọ pụkụ abụọ na ịrị na Asọmpi Ntụrụ ugo na Africa . [5] Akpọrọ ya ka ọ soro egwuregwu enyi na enyi megide ndị mba Germany dịka nkwadebe maka nsonye Ụmụ nwanyị Naịjirịa na Asọmpi FIFA World Cup . [6]
N’afọ pụkụ abụọ na ịrị na asatọ, Okoronkwo pụtara na Naijiria n’egwuregwu WAFU nke Ụmụ nwanyị n’afọ puku abụọ na asatọ, ọ rutere wee medalu nwete nchara nchara maka otu ahụ. [7] E gosikwara ya ndị otu egwu bọọlụ nke ụmụnwaanyị Naịjirịa na asọmpi iko mba Afrịka nke afọ pụkụ abụọ na asatọ Ọ wee soro ndị otu ahụ merie n'asọmpi ahụ. [8]