ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Tunisia |
aha enyere | Amel |
aha ezinụlọ ya | Moussa |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1971 |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic |
Asụsụ ọ na-ede | Arabic |
ọrụ ọ na-arụ | onye ntaakụkọ, odee akwụkwọ, odee uri, academic, Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Ọkwá o ji | Minister of Women Affairs |
Amel Moussa bụ onye Tunisia na-ede uri, onye nkuzi na onye nta akụkọ. O bipụtara akwụkwọ uri abụọ, a sụgharịwokwa uri ya n'asụsụ Italian, Spanish, French, Polish, German na Czech. O ritere ihe nrite (National Creative Award) nke Tunisia maka uri ya na ihe nrite sitere na Arab Women Organization maka ọrụ mgbasa ozi ya na Tunisia.[1]