ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Zambia ![]() |
aha enyere | Anita ![]() |
aha ezinụlọ ya | Mulenga ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 3 Mee 1995 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Zambia ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ ![]() |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | onye na-agbachitere ![]() |
onye nsonye òtù egwuregwu | Zambia women's national association football team, Green Buffaloes Ladies FC ![]() |
ụdị egwuregwu | footbọl ![]() |
so na | football at the 2020 Summer Olympics – women's tournament ![]() |
Anita Mulenga (amụrụ na 3 Mee na afọ 1995) bụ onye Zambia na-agba bọọlụ nke na-agbachitere ndị otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị nke Zambia. Ọ bụ otu n'ime ndị otu na afo 2014 African Women's Championship.[1][2][3] Na klọb ọ gbara bọọlụ maka Green Buffaloes FC na Zambia.[4]