Ụlọ ọrụ mmepụta ihe | ụlọ ọrụ ihe nkiri |
---|---|
ụdịekere | nwanyị |
mba o sị | Naijiria |
aha n'asụsụ obodo | Anna Ebiere Banner |
Aha ọmụmụ | Anna Banner |
aha enyere | Anna |
aha ezinụlọ ya | Banner |
ụbọchị ọmụmụ ya | 18 Febụwarị 1995 |
Ebe ọmụmụ | Bayelsa Steetị |
Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, pidgin Naịjirịa |
Asụsụ ọ na-ede | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | omee, model, onye asọmpi ịma mma |
ụdị ọrụ ya | theater arts |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2014 |
okpukpere chi/echiche ụwa | Efefe Kraịst |
Ụcha ime anya | brown |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
Ihe nrite | Most Beautiful Girl in Nigeria |
na-anọchi anya | Miss Ụwa |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Anna Ebiere Banner (amụrụ na 18 Febrụwarị 1995) bụ nwaafọ Nigeria nke mmeri na emume nwayị kacha nma bekwa ọnye na eme ịhe egwurịegwu. O kpuru okpueze na Most Beautiful Girl in Nigeria[1] na afo 2013 nke ọnye kpubereya okpu bu ọnye meriri na afo 2012 MBGN bu Queen Isabella Ayuk. Ọ nọchitere anya Naịgeria na asumunpị Miss World 2013. A họpụtara ya onye enyemaka pụrụ iche na omenaala na njem nlegharị anya nke Gọvanọ Henry Dickson na ọchịchị ya dịka Nwa agbogho kacha ma mma na Naịgeria n'afọ 2012. [2] Na 2014, o mere ịhe nkịrị izizi na Super Story . [3]