ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | Naijiria ![]() |
aha enyere | Anthony ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 16 Ọgọọst 1945 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Mmaku ![]() |
Ụbọchị ọnwụ ya | 12 Mee 2010 ![]() |
nwanne | Davidson Andeh ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | boxer ![]() |
ụdị egwuregwu | boxing ![]() |
so na | 1964 Summer Olympics ![]() |
. [1]Anthony Andeh (16 Ọgọst 1945 – 12 Mee 2010) bụ onye ọkpọ Nigeria . Ɔ gbara n'ahọmpi nku ụmụ nwoke na 1964 Summer Olympics, [1] wee nweta nrite ọla edo na mmemme dị fechaa na 1966 Commonwealth Games na Kingston, Jamaica. [1] N'siri Olimpik Summer 1964, o meri Badawi El-Bedewi nke Egypt, tupu o merie Tin Tun nke Burma.