ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Ethiopia ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 17 Eprel 1988 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Ethiopia ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | asọmpi egwuregwu ![]() |
ụdị egwuregwu | egwuregwu ![]() |
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi | long-distance running ![]() |
so na | 2020 London Marathon ![]() |
Ashete Bekere Dido[lower-alpha 1] (amụrụ na ụbọsị iri na asaa n'ọnwa Eprel n'afọ 1988) bụ onye Etiopia na-agba ọsọ marathon. N'afọ 2019, o meriri na Berlin Marathon na oge nke 2:20:14.[1]
N'afọ 2019, o merikwara Rotterdam Marathon na Rotterdam, Netherlands na oge nke 2:22:55.[2][3]
N'afọ 2016, ọ meriri na České Budějovice Half Marathon nke e mere na Česke Budějovce, Czech Republic na oge nke 1:10:40.
N'afọ 2020, ọ mechara n'ọnọdụ nke anọ na asọmpi ụmụ nwanyị na 2020 London Marathon nke emere na London, United Kingdom.[4]
N'afọ 2021, o mechara nke atọ na 2021 London Marathon na oge nke 2:18:18.[5]
Representing Templeeti:ETH | |||||
---|---|---|---|---|---|
2013 | Tiberias Marathon | Sea of Galilee, Israel | 1st | Marathon | 2:40:22 |
Košice Peace Marathon | Košice, Slovakia | 1st | Marathon | 2:27:47 | |
2016 | České Budějovice Half Marathon | České Budějovice, Czech Republic | 1st | Half marathon | 1:10:40 |
2018 | Valencia Marathon | Valencia, Spain | 1st | Marathon | 2:21:14 |
2019 | Rotterdam Marathon | Rotterdam, Netherlands | 1st | Marathon | 2:22:55 |
Berlin Marathon | Berlin, Germany | 1st | Marathon | 2:20:14 | |
2021 | London Marathon | London, United Kingdom | 3rd | Marathon | 2:18:18 |
Kpọpụta njehie: <ref>
tags exist for a group named "lower-alpha", but no corresponding <references group="lower-alpha"/>
tag was found