ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Morocco |
aha enyere | Assia |
ụbọchị ọmụmụ ya | 4 Ọktoba 1996 |
Dị/nwunye | Arthur Cissé |
Asụsụ obodo | Berber languages |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic, Berber languages |
ọrụ ọ na-arụ | asọmpi egwuregwu, sprinter |
ụdị egwuregwu | egwuregwu |
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi | sprinting |
so na | athletics at the 2022 Mediterranean Games |
Assia Raziki (amụrụ n'ụbọchị nke anọ n'ọnwa Ọktoba n'afọ 1996) bụ onye Morocco na-agba ọsọ.
O meriri ọla nchara na ihe omume mita 200 nke ụmụ nwanyị na 2015 Arab Athletics Championships nke emere na Isa Town, Bahrain.
N'afọ 2017, o ritere ihe nrite ọla edo anọ na 2017 Arab Athletics Championships nke e mere na Radès, Tunisia.[1] Afọ abụọ ka e mesịrị, na 2019 Arab Athletics Championships nke emere na Cairo, Egypt, ọ meriri ọlaọcha na ọla nchara.
Ọ mechara nke anọ na mita 100 wee nweta ọla nchara na mita 400 na 2017 Jeux de la Francophonie, wee bụrụ onye nke ise na mita 200 na 2017 Islamic Solidarity Games.[2][3] O mekwara asọmpi na 2014 African Championships, 2016 African Championships na 2018 Mediterranean Games n'erughị nke ikpeazụ.[4][5][6]
N'afọ 2019, o sonyere na mita 200 nke ụmụ nwanyị na mita 400 nke ụmụ nwanyị n'egwuregwu Afrịka nke 2019 nke emere na Rabat, Morocco.[7]