Gayil (nke a na-akpọkwa Gayl, Gayi, Galila, Gelila, Northern Ari) bụ asụsụ Omotic nke ndi Ethiopia. Dị ka ọnụ ọgụgụ 2007 si kwuo, mmadụ 55,700 na-asụ Gayil dị ka asụsụ nne.