ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1953 |
Ebe ọmụmụ | Ȯra Katsina |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Asụsụ Hausa, Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | academic, lecturer |
ebe agụmakwụkwọ | Harvard Law School, Ahmadu Bello University |
[1]Auwal Yadudu (amụrụ n'afọ 1953) bụ onye nkuzi Naijiria. Ọ bụ prọfesọ nke iwu na osote onye isi nke Mahadum Federal, Birnin Kebbi, Kebbi State, Nigeria.
A mụrụ Yadudu na Funtua, Katsina State. O nwetara diplọma ya na iwu na 1978 na Mahadum Ahmadu Bello dị na Zaria. Ọ gara n'ihu nweta nzere bachelọ nke iwu ebe ahụ na 1979. O mechara nweta Mas.
jere ozi dị ka onye isi ngalaba iwu na Mahadum Bayero. Yadadu rụrụ ọrụ dịka onye ndụmọdụ gbasara iwu nye onye isi ala nwụrụ anwụ bụ General Sani Abacha. Ọ rụkwara ọrụ dịka osote onyeisi oche nke National Conf.
Ọ lụrụ hajia Zainab Awalu, ha mụrụ ụmụ asatọ. Ha anọwo ọnụ ruo ọtụtụ iri afọ. Na 8 Jenụwarị 2023, nwunye ya nwụrụ mgbe ọ rịachara obere ọrịa n'ụlọ ọgwụ US.[1]. [2].