ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Morocco |
aha n'asụsụ obodo | عزيزة شكير |
aha enyere | Aziza |
ụbọchị ọmụmụ ya | 19 Mee 1998 |
Asụsụ obodo | Berber languages |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic, Berber languages |
ọrụ ọ na-arụ | judoka |
ụdị egwuregwu | judo |
so na | 2017 African Judo Championships |
Aziza Chakir (amụrụ na abalị iri na itoolu, na onwa Mee, na afo 1998) bụ onye Moroccan judo.[1] Ọ bụ onye nwetara ọla nchara na African Games na onye nwetara ọla atọ na African Judo Championships. Ọ bụkwa onye nwetara ọla nchara na Jeux de la Francophonie .
N'afọ 2017, o sonyere na asọmpi ụmụ nwanyị nke kilogram 48 na World Judo Championships nke emere na Budapest, Hungary. O mekwara asọmpi na asọmpi ụmụ nwanyị nke kilogram 48 na 2018 Mediterranean Games nke emere na Tarragona, Spain.
N'afọ 2020, o ritere ihe nrite ọlaọcha na asọmpi ụmụ nwanyị nke kilogram 48 na African Judo Championships nke emere na Antananarivo, Madagascar.[2][3]
Na ọnwa Jenụwarị na afọ 2021, ọ sonyere na asọmpi ụmụ nwanyị 48 kilogram na Judo World Masters nke emere na Doha, Qatar.[4] Na afo 2021 African Judo Championship nke emere na Dakar, Senegal, ọ tụfuru ọla nchara ya na ihe omume ya.[5] Na ọnwa nke isii, na afọ 2021, e wepụrụ ya na egwuregwu mbụ ya na ihe omume ụmụ nwanyị 48 kilogram na World Judo Championships nke emere na Budapest, Hungary.
Afọ | Egwuregwu | Ebe | Ụdị ịdị arọ |
---|---|---|---|
2017 | Mmeri Afrịka | Nke atọ | -48 kilogram |
2017 | Egwuregwu nke Francophonie | Nke atọ | -48 kilogram |
2018 | Mmeri Afrịka | Nke Abụọ | -48 kilogram |
2019 | Egwuregwu Afrịka | Nke atọ | -48 kilogram |
2020 | Mmeri Afrịka | Nke Abụọ | -48 kilogram |