ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
Ebe ọmụmụ | South Africa ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | omee ![]() |
Azwile Chamane-Madiba | |
---|---|
Born | Azwile Chamane-Madiba |
Occupation | Actress |
Known for | Vaya (2016) |
Azwile Chamane-Madiba bụ onye mba South Africa na-eme ihe nkiri.[1]
N'afọ 2016, ọ weere onodu nke "Zodwa" na ihe nkiri Akin Omotoso, Vaya, nke gosipụtakwara Phuthi Nakene, Warren Masemola, Nomonde Mbusi, Zimkhitha Nyoka .[2][3][4][1] Ihe nkiri a nwetara ọtụtụ nhọpụta maka Africa Movie Academy Awards (AMAA) nke agba iri n' ato ya na 2017.[5]
Afọ | Ihe nkiri | Ọrụ | Ihe edeturu | Ref. |
---|---|---|---|---|
2016 | Vaya | Onye nwanyi na-eme ihe nkiri (Zodwa) | Ihe nkiri |