ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Naijiria ![]() |
aha ezinụlọ ya | Lawal ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 21 Ọgọọst 1978 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Ile Ife ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụsụ Yoruba ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | onye ọchụnta ego, ocho mma ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | University of Lagos ![]() |
Ihe nrite | City People Entertainment Awards, ELOY Awards ![]() |
Olabanke "Banke" Meshida Lawal bụ onye Naijiria na-eme ihe ịchọ mma na onye nchoputa na onye isi oche nke BMPro Makeup Group, ụlọ ọrụ na-eme ịchọ mma na Naijiria. [1] Ọ meriri ihe nrite maka Brand of the Year na 2009 Eloy Awards, yana Nigerian Event Awards (2012) maka Best Makeup Artist na Makeup Artist of The Year na FAB AWARDS (2010). [2]
A mụrụ Banke Meshida na Ile-Ife, Osun State, Southwest Nigeria [3] na ụlọ ọgwụ nkuzi nke Obafemi Awolowo University. Banke Meshida malitere iga klaasị Fine Arts na ụlọ akwụkwọ sekọndrị [3] na mgbe Mahadum Lagos nabatara ya, ọ malitelarị ịrụ ọrụ dị ka onye na-emr ihe etemeete ịchọ mma maka ndị enyi na ndị ọgbọ ya. [3] Ọ gụsịrị akwụkwọ na 2000 ma nweta nzere bachelọ nke klassi nke abụọ bekee. [4]
Banke Meshida emeriela ọtụtụ ihe nrite, gụnyere; Make-Up Artist of The Year (City People Awards 2005), Make-up Brand of The Year (ELOY Awards 2009), [5] Makeup Artist of The Year (FAB Awards 2010), [2] Best Makeup Artist (The Nigerian Event Awards 2012) na Ụdị etemeete nke Afọ (APPOEMN 2017).
Banke Meshida lụrụ Lanre Lawal na 10 February 2007. [6] Ha nwere ụmụ abụọ. [7]