Bankole Adekuoroye

Bankole Adekuoroye
mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya16 Febụwarị 1996 Dezie
Ebe ọmụmụAkure Dezie
ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheetiti etiti Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuFK Spisská Nova Ves Dezie
ụdị egwuregwufootbọl Dezie

 

Bankole Adekuoroye (amụrụ n'abalị iri na isii n'ọnwa Febụwarị afọ 1996) bụ onye Naijiria na-agba bọọlụ na Ligue club Partizán Bardejov.

Ọrụ Klọb Ya

[dezie | dezie ebe o si]

ŠKF iClinic Sereď

[dezie | dezie ebe o si]

Adekuoroye gbara bọọlụ na egwuregwu bọọlụ Fortuna Liga nke mbụ ya nye IClinic Sereď megide Ružomberok na 21 Julaị 2018. [1]

Adekuoroye rịọrọ [2] ewee nyekwa ya ntọhapụ site na klọb ahụ na Jenụwarị afọ 2021.

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]
  • Bankole Adekuoroye na Fortunaliga.sk (n'asụsụ Slovak)
  • Bankole Adekuoroye n'okporo ụzọ bọọlụ
  • Profaịlụ Futbalnet (n'asụsụ Slovak)