ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | South Africa |
aha n'asụsụ obodo | Beatrice Marshoff |
Aha ọmụmụ | Frances Beatrice Marshoff |
aha enyere | Beatrice |
ụbọchị ọmụmụ ya | 17 Septemba 1957 |
Ebe ọmụmụ | Bloemfontein |
Ụbọchị ọnwụ ya | 15 Eprel 2023 |
Ebe ọ nwụrụ | Soweto |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Afrikaans language |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, nurse, civil servant |
Ọkwá o ji | Premier of the Free State |
ebe agụmakwụkwọ | University of the Free State |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | African National Congress |
Frances Beatrice Marshoff (Amụrụ na 17 Septemba 1957) bụ onye isi ala nke Free State site n'afọ 2004 ruo afọ 2009. Ọ nọchiri Winkie Direko n'ọkwa ahụ n'ụbọchị 22 Eprel 2004, Ace Magashule nọchiri ya n'ụbọchị 6 Mee 2009.[1]
Marshoff bụkwa onye nọọsụ edebanyere aha ma bụrụbu onye otu Executive Council (MEC) maka Social Development na Free State (June 2001 ruo 21 Eprel 2004). Tupu nke ahụ, ọ bụ onye otu ndị omeiwu maka African National Congress (1994 ruo afọ 1999).