Berla Mundi
mmáduụdịekere | nwanyị |
---|
mba o sị | Ghana |
---|
aha n'asụsụ obodo | Berlinda Addardey |
---|
aha enyere | Belinda |
---|
aha ezinụlọ ya | Addardey |
---|
ụbọchị ọmụmụ ya | 1 Eprel 1988 |
---|
Ebe ọmụmụ | Accra |
---|
Ńné | Ruby |
---|
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, French language, Twi, Ga |
---|
ọrụ ọ na-arụ | onye mgbasa ozi, oko akuko ihe onyonyo, onye olu omee |
---|
onye were ọrụ | Media General Ghana Limited |
---|
ebe agụmakwụkwọ | University of Ghana, Achimota School, University of Media, Arts and Communication, Alliance française |
---|
ogo mmụta | bachelor's degree, nzere masters |
---|
isi agụmakwụkwọ | linguistics, psychology, public relations |
---|
Ebe ọrụ | TV3 Ghana |
---|
oge ọrụ ya (mmalite) | 2010 |
---|
Ihe nrite | Glitz Style Awards, RTP Awards, People's Choice Awards |
---|
sonyere | 36 |
---|
Berla Mundi |
---|
Born | Berlinda Addardey (1988-04-01) 1 Eprelụ 1988 (age 36) |
---|
Alma mater | Achimota School University of Ghana Ghana Institute of Journalism |
---|
Occupation | Broadcaster, Journalist |
---|
Years active | 2013–present |
---|
Known for | Miss Malaika , VGMA |
---|
Berlinda Addardey, onye a maara nke oma dị ka Berla Mundi, (amụrụ na abali mbu nke onwa Eprel 1988) bụ onye mgbasa ozi si mba Ghana, onye na-akwado ụmụ nwanyị na onye na-eji olu ya aguputa ihe n' uzo puru iche .[1][2][3] Ya na Kwami Sefa Kayi kwadoro VGMA nke iri abụọ.[4][5][6]
Berla bụ onye guchara akwukwo nke St. Theresa's School, Achimota School na Mahadum nke Ghana ebe ọ gụrụ asụsụ na akparamaagwa maka akara ugo mmụta nke mbụ ya.[2]
Ọ gụrụ French na Alliance Francais[7] . Ọ gụkwara akwụkwọ na ulo akwukwo nta akuko di na Ghana, .
Ọ malitere ọrụ mgbasa ozi ya mgbe ọ ghọrọ onye nke abụọ na asọmpi ịma mma Miss Maliaka nke afọ 2010.[1][7] Ọ rụrụ ọrụ na GHOne TV onye enyemaka EIB Network ruo afọ ise. Ọ nọ ugbu a na TV3 Ghana bụ onye enyemaka nke Media General Ghana Limited.[8][9] Berla kwadoro ihe ngosi na ihe omume ụlọ ọrụ.[10][11][12] Ọ na-akwado ihe ngosi mbụ nke Africa na DSTV, Moment with MO . Avance Media ghọtara ya dị ka onye Ghana kachasị nwee mmetụta na 2017.[13][14][15] N'afọ 2017, o meriri na ihe nrite onye nta akuko kachasi nwee njike na Glitz Style Awards nke Claudia Lumor hiwere.[16]
A maara Mundi maka nkwado ya maka ụmụ agbọghọ na ikike ụmụ nwanyị.[17][18] Ọ malitere ọrụ ndụmọdụ na nduzi ọrụ n'afọ 2018.[17] Ebumnuche ya bụ inye ụmụ agbọghọ ọzụzụ nkà.[3]
O guzobere ntọala Berla Mundi na 2015.[19] Na June 2019, e gosipụtara Mundi na Visual Collaborative electronic catalog, n'okpuru usoro Polaris.[20] Ọ bụkwa onye guzobere ọrụ buru onwegi[21]
Afọ
|
AHA
|
NETWORK
|
2013
-
2016
|
Rhythmz Live
|
GHone
|
2017
|
Glitterati
|
GHone
|
2018
|
Ihe ngosi nke ehihie
|
GHone
|
2014
-
2018
|
Miss Malaika
|
GHone
|
2017
-
ugbu a
|
MTN Hitmaker
|
GHone, TV3
|
2018
-
2020
|
Vodafone Ghana Music Awards (VGMA)
|
GHone, DSTV, TV3...
|
2019
-
ugbu a
|
Ubochi ohuru- ngosi ututu
|
TV3
|
2019
-
ugbu a
|
Ihe ngosi nke ụbọchị
|
TV3
|
2020
-
ugbu a
|
Covid-19 360
|
TV3
|
- Ihe omume ụmụ nwanyị kachasị mma n' ichikota emume - Ghana Events Awards (2017)[22]
- Onye na-eme ihe ngosi ntụrụndụ nke ụmụ nwanyị TV nke afọ - RTP Awards (2018)[23]
- Onye na-egosi ihe ngosi TV kachasị amasị - Peoples choice celebrity awards (2017
- onye na-eme ihe ngosi nke afo - Glitz Style Awards (2018)[24]
- Onye mgbasa ozi kachasị emetụta - Avance Media (2020)
- ihe nrite nwanti mba Ghana nke afo, Young Star Award(2020)
- Onye nnọchi anya TVET
- Egwuregwu nrafu nke Giovani
- Berla na-enyere Susan na-eto eto aka inweta agụmakwụkwọ na nkwado
- ↑ 1.0 1.1 Shem (2018-01-15). All You Need to Know About Berla Mundi (en). Yen.com.gh - Ghana news.. Retrieved on 2019-05-06.
- ↑ 2.0 2.1 All you need to know about presenter Berla Mundi (en). www.ghanaweb.com. Retrieved on 2019-05-14.
- ↑ 3.0 3.1 Online. Berla Mundi Launches 'B.You' Project To Empower Young Ladies (Photos). www.peacefmonline.com. Retrieved on 2019-05-06.
- ↑ Berla Mundi & DJ Black Are Official Hosts For VGMA 2019 (en-US). EOnlineGH.Com. Retrieved on 2019-06-14.
- ↑ Ghansah (2019-05-18). Meet the hosts of the 2019 VGMA: Kwame Sefa Kayi, Berla Mundi, Giovanni & Sika (en-GB). Ghana Music. Retrieved on 2019-05-21.
- ↑ Hammond (May 19, 2019). VGMA 2019: Berla Mundi praises Sefa Kayi for his 'secret words' to her. Yen.com.gh - Ghana news..
- ↑ 7.0 7.1 Berla Mundi quits EIB , joins TV3? (en). www.ghanaweb.com. Retrieved on 2019-05-06.
- ↑ It's an honour to join Media General — Berla Mundi (en). www.ghanaweb.com. Retrieved on 2020-01-21.
- ↑ Berla Mundi departs EIB, joins Media General (en-gb). Graphic Online. Retrieved on 2020-01-21.
- ↑ Berla Mundi is new host of Miss Malaika Ghana (en). www.ghanaweb.com. Retrieved on 2019-05-06.
- ↑ Berla Mundi named host of 2018 Ghana Music Awards (en-US). Live 91.9 FM (2018-04-06). Archived from the original on 2019-05-06. Retrieved on 2019-05-06.
- ↑ Berla Mundi And John Dumelo To Host 2018 Vodafone Ghana Music Awards (en-US). EOnlineGH.Com. Retrieved on 2019-06-14.
- ↑ Berla Mundi ranked as 2017 Most Influential On-Air Personality on Social Media. BusinessGhana. Retrieved on 2019-05-06.
- ↑ All you need to know about presenter Berla Mundi (en). www.ghanaweb.com. Retrieved on 2019-05-06.
- ↑ Berla Mundi Ranked As 2017 Most Influential On-Air Personality On Social Media (en-US). EOnlineGH.Com. Retrieved on 2019-06-14.
- ↑ Gbagbo (11 September 2016). Glitz Style Awards Adjudge Berla Mundi As TV and Radio's Most Stylish Personality, See Full List Of Winners - Kuulpeeps - Ghana Campus News and Lifestyle Site by Students (en-US). Retrieved on 2019-08-17.
- ↑ 17.0 17.1 Berla Mundi to tour tertiary institutions with 'B.You Season II' (en). www.ghanaweb.com. Retrieved on 2019-05-06.
- ↑ It's not an easy journey to become like me – Berla Mundi (en). www.ghanaweb.com. Retrieved on 2019-05-06.
- ↑ Online. Berla Mundi Foundation Raise Funds For Charity At West Hills Mall. www.peacefmonline.com. Retrieved on 2019-05-06.
- ↑ "U.S based Festival Platform Visual Collaborative features Seun Kuti & Other Africans", BellaNaija, 17 June 2019. Retrieved on 29 June 2019.
- ↑ https://twitter.com/berlamundi (en). Twitter. Retrieved on 2022-05-20.
- ↑ Berla Mundi, Sarkodie, ShattaWale and others win big at Ghana Event Awards (en). www.ghanaweb.com. Retrieved on 2019-05-06.
- ↑ Berla Mundi, Serwaa Amihere, Nana Appiah Mensah, OTHERS win big at 2018 RTP Awards (en). The Ghana Guardian News. Retrieved on 2019-05-06.
- ↑ Glitz Style Awards 2018: Complete list of winners (en). www.ghanaweb.com. Retrieved on 2019-05-06.