ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | South Africa |
aha enyere | Bianca |
aha ezinụlọ ya | Amato |
Ebe ọmụmụ | Cape Town |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | omee |
Bianca Amato bụ ome ihe nkiri South African amaara maka ọrụ ya na ihe nkiri Amerika , nakwa ome ihe omume audiobook nakwa na ngosi nke na akọwa ya ka Philippa De Villiers na ngosipụta nke South African soap opera Isidingo .
Amato bụ onye so na ndetu mbụ nke soap opera South Africa nke n'eme ogologo oge akpọrọ Isidingo, na-egosi dị ka Philippa De Villiers site na 1998 ruo 2001. N'Ọrụ ahụ, "nwa agbọghọ Bekee mara mma nke ya na onye njikwa ebe mmịpụta ojii nwere mmekọrịta ịhụnanya", akpọwo ya "akụkọ nọ n'ikuku ma bụrụ nnukwu akụkọ na televishọn South Africa nke ọchịchị nchigbu bụ apartheid [1] usoro akụkọ kọwara nke a dị ka "ọnọdụ mmekọrịta nwoke na nwanyị mbụ nke egosiri na Televishion South Africa " [2] N'ime ahụmahụ Amato kwuru, "Ọ bụ ihe magburu onwe ya isonye n'usoro a n'agaghi ngwa ma bụrụ nke nwere isi nke gbanwere àgwà ndị mmadụ." [2] Ọrụ ya na Isidingo nwetara Amato ihe Avante maka onye na-eme ihe nkiri kacha mma na usoro ihe onyonyo. [1]
N'afọ 2002, e nyere Amato akwụkwọ ikike obibi bụ United States Permanent Resident Card dị ka onye kachasị dị ike pụrụ iche bụ"Alien of Extraordinary Ability" nke nka o wee kwaga United States. [2] Mgbe ọ pụtachara na ihe omume 2002 nke usoro HBO Sex and the City, ọ rụrụ ọtụtụ ọrụ ndu na Guthrie Theatre na Minneapolis, Minnesota n'etiti afọ 2003 na afọ 2005. [1] [2] Malite afọ 2009 Amato egosịpụtala na ọtụtụ ihe omume onyonyo nke U.S . [3] [4] Amato gosipụtara dị ka Delia Alexander n'afọ 2015 na PlayStation Network series powers .
Amato pụtara na mmepụta Broadway nke Tom Stoppard nke Tony Award - mmeri atọ nke ihe omume The Coast of Utopia (2006 ruo 07), [1] [5] yana 2013 ruo 2014 rivaival nke Broadway nke Shakespeare Macbeth . [6] [7] o lebekwara ọrụ nke Hannah Jarvis na Lady Croom n'afọ 2011 na rivaival Broadway nke Arcadia Stoppard. [8] mpụga-Broadway, Amato apụtala na ngosipụta Bill Irwin bụ Mr. Fox: akpọrọ A Rumination na(2004), [9] [10] ma gosiputa dị ka Emma na Trumpery (2007). [11] [12] O mechara gosipụta dị ka Calantha na The Broken Heart na 2012, [13] [14] [15] wee rụọ ọrụ isi nke Olga Knipper na Neva na 2013. [16] [17] Amato gosipụtakwa dị ka Amanda na mmepụta nke Noël Coward 's Private Lives nke Maria Aitken duziri, nke ngosipụta mbụ ya bụ na 2012 na Huntington Theater Company na Boston, [18] [19] ma omume ọzọ ya bụ na 2014 na Shakespeare Theater nke Company Lansburgh. Ụlọ ihe nkiri dị na Washington, DC [20] [21] [22] [23] Na 2014 ọ gosikwara dị ka Regan na Ụlọ ihe nkiri maka New Audience nke King Lear na New York. [24] [25] [26] [27] [28] [29]
Amato akọpụtala ihe karịrị akwụkwọ ọdịyo iri anọ, [3] tinyere ọtụtụ akwụkwọ akụkọ ihe mere eme na nhazi Cousins' War nke Philippa Gregory , na Charles Stross '2008 akwụkwọ akụkọ sayensị Saturn's Children dere . [13] [30] Ọ kwupụtakwara akwụkwọ akụkọ gothic 2006 The Thirteenth Tale nke Diane Setterfield, [31] nke n'eruola ogo nke mbụ na ndepụta <i id="mwnQ">New York Times</i> Best Seller na izu nke abụọ nke mbipụta ya. [32] [33]
Afọ | Ihe oru ngo | Ọrụ | Ihe ndetu | Ref. |
---|---|---|---|---|
1996 | The Adventures of Sinbad | Casendra | Ihe omume: "Obodo ahụ na-apụ n'anya" (oge 1) | [3] [4] |
1997 | The Adventures of Sinbad | Shirez | Ihe omume: "Ali Rashid na ndị ohi" (oge 2) | [3] |
1998–2001 | Isidingo | Philippa De Villiers | Ihe nkedo izizi | [1] [3] |
1999 | Gegen den Wind | Jenny | Ihe omume: " Sprung ins Risiko " (Oge nke 4) | [3] |
2002 | Sex and the City | Julia Afton | Ihe omume: "Ọnọdụ Dị Mkpa" ( oge 5 ) | [1] [3] |
2009 | The Good Wife | Ellen Whitton | Ihe omume: "Adịghị njikere" ( oge 1 ) | [3] [4] |
2010 | Blue Bloods | Cindy Perry | Ihe omume: "Megharịa" ( oge nke 1 ) | [3] [4] |
2013 | The Big C | Susan Rand | (3) Ihe omume: "Ị pụghị iburu ya", "Ogo nke Ọnwụ", "Nke ikpeazụ" ( oge 4 ) | |
2013 | Unforgettable | Alison Sonnenland | Ihe omume: "Bigtime" ( season 2 ) | [4] |
2014 | Alpha House | Senator Alice Graves | (2) Ihe omume: " Mpaghara obodo", "Bugged" ( oge 2 ) | |
2016 | Elementary | Elizabeth Resor | Ihe omume: " Folie à Deux " ( season 5 ) | |
2019 | Warrior | Nancy | Ihe omume: "Ọbara na Sh*t" (oge 1) | |
2019 | Our Girl | Ursula Tait | Ihe omume #4.12 (oge 4) |
Afọ | Ihe oru ngo | Ọrụ | Ihe ndetu | Ref. |
---|---|---|---|---|
2020 | The Kissing Booth | Linda |
Year | Production | Role | Notes | Ref. |
---|---|---|---|---|
2003 | Top Girls | Marlene | Guthrie Theater, Minneapolis, MN | [1][2][3] |
2003 | Pride and Prejudice | Elizabeth Bennet | Guthrie Theater, Minneapolis, MN | [1][2][3] |
2004 | Pygmalion | Eliza Doolittle | Guthrie Theater, Minneapolis, MN | [1][2][3] |
2004 | Mr. Fox: A Rumination | Columbine/Mattie/Young Woman/Maffitt | Signature Theatre Company (Peter Norton Space, Off-Broadway) | [3][9][10] |
2005 | As You Like It | Rosalind | Guthrie Theater, Minneapolis, MN | [1][2][3] |
2006 | The Importance of Being Earnest | Gwendolen Fairfax | Brooklyn Academy of Music (BAM Harvey Theater, Brooklyn, NY) | [22][34][35][36] |
2006–07 | The Coast of Utopia (Part 1: Voyage) | Miss Chamberlain | Vivian Beaumont Theater (Broadway) | [1][2][5] |
2006–07 | The Coast of Utopia (Part 2: Shipwreck) | Emma Herwegh | Vivian Beaumont Theater (Broadway) | [1][5] |
2007 | The Coast of Utopia (Part 3: Salvage) | Joanna Kinkel | Vivian Beaumont Theater (Broadway) | [1][2][5] |
2007 | Trumpery | Emma | Atlantic Theater Company (Linda Gross Theater, Off-Broadway) | [3][11][12] |
2010 | A Midsummer Night's Dream | Titania/Hippolyta | Pittsburgh Public Theater (O'Reilly Theater, Pittsburgh, PA) | [37] |
2010 | The Taming of the Shrew | Katharina | Chicago Shakespeare Theater (Courtyard Theater, Chicago, IL) | [38] |
2012 | The Broken Heart | Calantha | Theatre for a New Audience (The Duke on 42nd Street, Off-Broadway) | [3][2][14][15] |
2012 | Private Lives | Amanda | Huntington Theatre Company (Boston, MA); Elliot Norton Award; IRNE Award nomination | [18][19][39][40][41] |
2013 | Neva | Olga Knipper | Joseph Papp Public Theater (Anspacher Theater, Off-Broadway) | [16][17] |
2013–14 | Macbeth | Lady Macduff | Vivian Beaumont Theater (Broadway) | [6][7] |
2014 | King Lear | Regan | Theatre for a New Audience (Polonsky Shakespeare Center, Brooklyn, NY) | [24][25][26][27][28][29] |
2014 | Private Lives | Amanda | Shakespeare Theatre Company (Lansburgh Theatre, Washington, D. C.); Emery Battis Award | [20][21][22][23][42] |
2014 | Shakespeare at Fenway | Beatrice/Much Ado About Nothing | Commonwealth Shakespeare Company (Fenway Park, Boston, MA) | [43] |
2016 | Stupid Fucking Bird | Emma Arkadina (The Seagull) | Pearl Theatre, Manhattan | [44] |
Year | Title | Author | Notes | Ref. |
---|---|---|---|---|
2004 | The Queen's Fool | Philippa Gregory | Novel originally printed in 2003 | [45] |
2006 | Listening for Lions | Gloria Whelan | AudioFile Earphones Award, Audie Award; Novel originally printed in 2005 | [13][46] |
2006 | The Boleyn Inheritance | Philippa Gregory | Abridged (2006) and unabridged (2011) versions | [2][47][48] |
2007 | The Thirteenth Tale | Diane Setterfield | Novel originally printed in 2006 | [2][31] |
2008 | The Other Queen | Philippa Gregory | Abridged version | [49] |
2009 | Saturn's Children | Charles Stross | Novel originally printed in 2008 | [30] |
2009 | The White Queen | Philippa Gregory | Abridged version | [50] |
2009 | Her Fearful Symmetry | Audrey Niffenegger | [51] | |
2009 | The Secret Diaries of Charlotte Brontë | Syrie James | AudioFile Earphones Award, Audie Award | [13][52] |
2010 | The Red Queen | Philippa Gregory | AudioFile Earphones Award | [53] |
2010 | Dracula in Love | Karen Essex | AudioFile Earphones Award | [13][54] |
2011 | The Lady of the Rivers | Philippa Gregory | AudioFile Earphones Award | [55] |
2011 | The Women of the Cousins' War | Philippa Gregory David Baldwin Michael Jones |
Non-fiction | [56] |
2011 | Cocktail Hour Under the Tree of Forgetfulness | Alexandra Fuller | [13][57] | |
2012 | The Kingmaker's Daughter | Philippa Gregory | AudioFile Earphones Award | [58] |
2013 | The White Princess | Philippa Gregory | AudioFile Earphones Award | [59] |
2014 | The King's Curse | Philippa Gregory | AudioFile Earphones Award | [60] |
2015 | The Taming of the Queen | Philippa Gregory | AudioFile Earphones Award | [61] |
2016 | Three Sisters, Three Queens | Philippa Gregory | [62] |
Charles Isherwood nke New York Times dere na nyocha ya nke afọ 2012 The Broken Heart na "Amato na-egosipụta ịdị ebube nke agbara nwanyị dị ka Calantha", [14] na Andy Propst nke Ụlọ ihe nkiriMania kwuru na "ndị na-ege ntị ga-enwekwa mmasị na Amato n'akpali mmụọ kwa mgbe kwa mgbe dị ka ndị Adaeze Spartan ." [15] Na 2013 Isherwood kpọrọ ihe ndetu nke Neva dị ka ihe dị egwu ma"dịkwa mma nke ukwuu", wee detuo na Amato ka "na eji mmasị ndị mmadụ site na mmalite oge" n'ide nke, ọ "na-ejikwa mee ka onwe Olga na-eme ihe nkiri akụkọ ihe mere eme na-atọ ọchị, ma na-enwekwa ezigbo batiri uru." [16] Na 2012 The Boston Globe kpọrọ Amato na yana costar James Waterston "dịka vndi zuru oke na ọrụ ha dị ka Amanda na Elyot na Private Lives, MA na-eto ụzọ ha "style, d, na sizzling kemist ha." [18] Nyocha ahụ gara n'ihu na-ekwu na "Amato na-egosipụta onye ọchịchị, onye nwe obodo - ọ nwere ike ịkpa ọchị n'otu mkpụrụ okwu , dị ka 'inveterate' - mana ọ nwekwara nkà na ihe nkiri ." [18] BroadwayWorld.com kpọrọ Amato na Waterston gosipụtara"otu ụzọ na-enweghị atụ" na 2014, na-agbakwụnye na "Amato bụ ihe onye na- agbogwoju anya,na ngosipụ̀ta àgwà nke na-adịghị mma maka oge ya, ma ọ bụ ihe na-atọ ụtọ ikiri." [23] Ben Brantley nke New York Times akpọrọ Ihe omume Amato nke afo 2014 arụmọrụ na King Lear "dị oke mma", [25] na Brooklyn Daily Eagle akpọrọ ya Regan "nke ndọbata dị ñarī. [26] Joe Dziemianowicz nke New York Daily News dere maka ihe omume ahụ na "dị ka Regan amụrụ nke ugboro abụọ, okwu Bianca Amato na okwu ahụ ya iwe na okwu ahụ na-atụ aro ka nwanyị na-erubere anya ya na nleghara anya n'etiti ụmụaka. Ọ bụ Jan Brady na uwe oge." [27]
Amato ritere ihe nrite awọd nke Vita nke onye ọhụụ kacha mma bụ Award for Best Newcomer maka Under Milk Wood and the Fleur du Cap Theater Award maka omee kacha mma na nkwado Greek, ha abụọ ka egosipụtara na Baxter Theater nke Cape Town, South Africa. Ngosipụta ya dị ka Philippa De Villiers na Isidingo nwetara ya Avante maka onye na-eme ihe nkiri kacha mma na nhazi telivishọn yana ihe nrite Duku Duku maka onye na-eme ihe nkiri South Africa kacha ewu ewu. [1] O mechara nweta ihe nrite Star Tribune maka ngosipụta kacha mma nke 2004 maka igosipụta dị ka Eliza Doolittle na Pygmalion na Guthrie Theatre na Minneapolis, Minnesota. [1] Ọrụ ngosipụta ya na in Private lives nwetara ya ihe nrite awọd ụ Elliot Norton maka onye na-eme ihe nkiri pụtara ìhè na 2013, [39] na onyinye awọd Emery Battis nke Shakespeare Theater Company n'afọ 2014. [42] A họpụtara Amato maka onyinye Ome ihe nkiri kacha mma na 2013 nke IRNE Award maka ihe ngosi Private Lives . [40] [41]
Amato enwetala ihe nrite AudioFile Earphones iteghete na Audie Awards abụọ maka omume akwụkwọ ọdịyo ya. [33] [46] [52]
A mụrụ Amato na Cape Town, South Africa. [2] Ada nke "nne na nna na-arụsi ọrụ ike na ndọrọ ndọrọ ọchịchị", ọ "tolitere nke ọma ma mara maka'mkpagbu miri emi' nke ịkpa ókè agbụrụ ", na mgbe ọ dị afọ iri na ụma ọ bụ onye otu òtù nke a na-akpọ Pupils Awareness and Action Group. [2] Amato gụsịrị akwụkwọ na Mahadum Cape Town . [1] [3]