ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Ethiopia ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 18 Jụn 1989 ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | asọmpi egwuregwu ![]() |
ụdị egwuregwu | egwuregwu ![]() |
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi | steeplechase ![]() |
Birtukan Fente Alemu (amuru 18 June 1989) bu onye oso Etiopia na-asọ mpi nke mbu na steeplechase 3000m . [1] Ọ nọchitere anya obodo ya na asọmpi ụwa nke 2011 na 2015 na-eru ikpeazụ na oge mbụ.
Fente emeriela ọtụtụ asọmpi mba ndị ama ama gụnyere Cross della Vallagarina, Antrim International Cross Country na Lotto Cross Cup de Hannut . O si Bekoji, Etiopia. [2]
Representing Templeeti:ETH | |||||
---|---|---|---|---|---|
2005 | World Youth Championships | Marrakech, Morocco | 13th | 3000 m | 9:58.72 |
2011 | World Championships | Daegu, South Korea | 8th | 3000 m s'chase | 9:36.81 |
2015 | World Championships | Beijing, China | 24th (h) | 3000 m s'chase | 9:39.77 |
2017 | World Championships | London, United Kingdom | 11th (h) | 3000 m s'chase | 9:33.991 |
1 Amaliteghị n'ikpeazụ
N'èzí
Ime ụlọ
asọmpi ụwa nke 2011 na 2015 na-eru ikpeazụ na oge mbụ.