Bo Jangeborg

Bo Jangeborg
mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịSweden Dezie
aha enyereBo Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya20. century, 1962 Dezie
ọrụ ọ na-arụinjinia Dezie

Bo Jangeborg bụ onye Sweden na-eme mmemme kọmputa. O mere ọtụtụ mmemme maka ZX Spectrum, nke a kacha mara amara bụ egwuregwu Fairlight (1985), usoro ya Fairlight II (1986), na ngwa eserese The Artist. O dekwara Flash!, ngwugwu nka enyere na SAM Coupé ọ bụla.

Taa [mgbe?] ọ na-elekọta obere ụlọ ọrụ ngwanrọ Softwave.

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]