Brahim Haggiag | |
---|---|
Born | Brahim Haggiag 1934 |
Died | 1997 (aged 62–63) Algiers, Algeria |
Nationality | Algerian |
Occupation | Actor |
Years active | 1966–1986 |
Brahim Haggiag (1934-1997), bụ onye Algeria na-eme ihe nkiri.[1] Ọ bụ onye a ma ama maka ọrụ ya na ihe nkiri The Battle of Algiers, Patrouille à l'Est na L'opium et le baton.[2]
N'afọ 1966, o mere ihe nkiri izizi ya na 'Ali La Pointe' na ihe nkiri The Battle of Algiers nke Gillo Pontecorvo duziri.[3] Ihe nkiri ahụ ghọrọ nke na-ewu ewu n'afọ ahụ ma họrọ Haggiag maka ihe nkiri L'opium et le baton, Les hors-la-loi na Chronicle of the Years of Fire .
Afọ | Ihe nkiri | Ọrụ | Ụdị | [Ihe e dere n'ala ala peeji] |
---|---|---|---|---|
1966 | Agha nke Algiers | Ali La Pointe | Ihe nkiri | [4] |
1967 | Onye Ọtụghị Anya | Ndị Arab | Ihe nkiri | |
1969 | Opium na ụtarị | Omar | Ihe nkiri | |
1969 | Ndị omekome | Onye na-anya ụgbọ ịnyịnya | Ihe nkiri | |
1971 | Ndị Nche n'Ebe Ọwụwa Anyanwụ | Ihe nkiri | ||
1975 | Ihe ndekọ nke Afọ Ọkụ | Ihe nkiri | ||
1985 | Buamama | Ihe nkiri |