ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Kameroon |
aha enyere | Brigitte |
ụbọchị ọmụmụ ya | 29 Julaị 1992 |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | etiti etiti |
ụdị egwuregwu | footbọl |
Brigitte Omboudou (bụ onye amụrụ n'abalị iri abụọ na itoolu nke onwa Julaị afọ 1992) bụ onye Cameroon na-agba bọọlụ nke na-agba dịka onye na-agba dị ka onye ọnọ n'etiti nye Amazone FAP na ndị otu ụmụ nwanyị Cameroon.
Omboudou agbaala egwuregwu bọọlụ na mba ya nye ndị otu egwu bọọlụ bu Louves Minproff.[1] Na mata na Cameroon, ọ pụtala na klọb Belarusian Premier League FC Minsk na klọbu Nigerian Women Premier League Delta Queens FC.[2][3]
Omboudou gbara bọọlụ nye Cameroon na ọkwa dị elu na 2015 African Games n'afọ 2020 CAF Women's Olympic Qualifying Tournament (agba nke anọ).[4]