ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha pseudonym | CDQ |
ụbọchị ọmụmụ ya | 6 Mee 1985 |
Ebe ọmụmụ | Orile |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, pidgin Naịjirịa, Asụsụ Yoruba |
ọrụ ọ na-arụ | rapper, odee egwu, performing artist, onye na-abụ abụ |
ebe agụmakwụkwọ | Lagos State University |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2008 |
agbụrụ | Ndi Yoruba |
okpukpere chi/echiche ụwa | Ndi áláküba |
Ụcha ime anya | brown |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
ngwa egwu | olu egwụ |
ụmụ amaala ka | Ȯra Kwara |
Ihe nrite | Nigeria Entertainment Today |
ahọpụtara maka | Nigeria Entertainment Awards, The Headies, Nigeria Entertainment Awards |
Ụdị onye si edozi ntụtụ ísí | dada |
nnọchiaha nkeonwe | L485 |
Sodiq Abubakar Yusuf (amụrụ ya na Mee 6, 1985), nke amara aha ya bụ CDQ, bụ onye amaala egwu hipụ-họpụ nke ala Naịjirịa na onye na-ede egwu amaara maka otu egwu ya "Nowo E Soke" nke gosipụtara Wizkid na Masterkraft' Indomie ebe egosiri ya na Olamide. [1] Ọ bụ ezie na nke mbụ bụ ihe enyemaka maka ịmalite ọrụ ya na ụlọ ọrụ egwu nke Naịjirịa, onye mechara nweta nrite ọrụ mbụ ya na 2016 Naịjirịa Muziki Vidiyo Awọdụ. Bianyere aha ya "No Struggle No Success Entertainment", asụsụ egwu CDQ gụnyere rapụ na asụsụ Yoruba na mgbakwunye nke ad-libs dị ka ndị nke ama ama "Woss Wobi" nke ọ chepụtara. [2]
Ọ bụ onye obodo Ilorin, Kwara Steeti, Naịjirịa; [3] mana amụrụ ya na Orile, mpaghara Legọọsụ . Mgbe ọ laghachitere Lagos Steeti site na Ilorin ebe ọ gụsịrị agụmakwụkwọ ụlọ akwụkwọ sekọndịrị, ọ gara n'ihu ịga akwụkwọ na Mahadum Lagos Steeti ebe ọ gụsịrị akwụkwọ na B.Sc na Ekọnọmiks . [4]
CDQ bidoro ịgba egwu nke ọma na 2008 mgbe ọ bụbu onye na-eti a egwu nkwado maka Da Grin tupu ọ malite ịrapụ n'asụsụ bekee ya na MI . [4] Na 2013, o binyere aka na nkwekọrịta ndekọ na "Masterkraft 's General Records" mgbe ọ merisịrị ọgụ rapụ na kwa izu "Industry Nite" na Disemba 2012. [5] Na 2014, o wepụtara ihe omimi ya nke akpọrọ "Indomie" nke gosipụtara olu site na Olamide ebe rimisi nke egwu ahụ gosipụtara Davido . Egwu a nke Masterkraft rụpụtara mere ka ọrụ CDQ ka ọ pụta ìhè ma nyekwuru ya ohere nhọpụta aha ya abụọ na 2015 Naịjirịa Entertainment Awọdụ nakwa nhọpụta na ngalaba Ọkacha onye egwu Họpụ na The Headies 2015 .
Na atụmanya nke studiyo abọm izizi ya akpọrọ Quality, CDQ rịọrọ ọrụ nke Wizkid onye ya na ya wepụtara "Nowo E Soke" dị ka onye ndu egwu na abọm ahụ. Onye duziri vidio egwu ahụ bụ Unlimited LA ma gaa n'ihu na-emeri ọkaibe nke Afuro Hipụ Họpụ Vidiyo na mbipụta 2016 nke Naịjirịa Muziki Vidiyo Awọdụ. [6] [7] Na 16 Ọgụstụ 2016, o kpughere ihe mkpuchi abọm [8] tupu ewepụta ya site na General Records na 22 Ọgụstụ maka nyocha dị oke mma. [9] [10] Na 11 Nọvemba 2016, ọ malitere aha lebeelụ ndekọ ya bụ N.S.N.S, mkpọbi aha maka No Fighting No Success Entertainment. [11] Na 1 Feb 2017, ọ wepụtara ọkwa egwu mbụ ya akpọrọ 'Say Baba' nke Jay Pizzle mepụtara. [12]
Aha | Afọ | Album |
---|---|---|
"Ogini" </br> (na-egosi Runtown ) |
2014 | Ndị na-abụghị abọm |
"Indomie" </br> (na-egosi Olamide ) | ||
"Indomie (Rimisi)" </br> na-egosiOlamide na Davido ) |
2015 | Quality |
"Salaro" [13] | ||
"Talosobe" | ||
"Oobi" </br> (na-egosi Cayana) | ||
"Woss Wobi" </br> (ya na Olamide) |
Abụghị album | |
"Nowo E Soke" </br> (na-egosi Wizkid ) |
2016 | Ogo |
"First Come First Serve" | Ndị na-abụghị abọm | |
"Make We Run?" [14] </br> (na-egosi Wizkid) | ||
"Ko Funny" </br> (na-egosi Davido) |
2017 | |
"Say Baba" | ||
"Say Baba (Rimisi)" [15] </br> (na-egosi DJ Maphorisa ) | ||
"Bye Bye to Poverty" | ||
"Warey yo" | 2018 | |
"Gbayi"
(Kiss Daniel) na-egosi | ||
"Shey Normal" | ||
Flex | ||
"Aye"
(na-egosi Phyno na Reminisce) | ||
"Onye Eze"
(na-egosi Zlatan Ibile ) | ||
"Jabbing" | ||
"Fine Boyz" | ||
"Ghana Must Go" | 2019 | Ibile Mugabe |
"Entertainer (nke gosipụtara Davido ) | ||
"Owo" | 2020 | Ndị na-abụghị abọm |
Afọ | Emume | Nrite | Nnata | Result | Ref |
---|---|---|---|---|---|
2015 | 2015 Nigeria Entertainment Awards | Ọkaibeegwu ọhụrụ nke afọ | Onwe ya | Ahọpụtara | [16] |
Ọkaibe egwu etikọrọ ọnụ nke afọ | Ọkaibe egwu etikọrọ ọnụ nke afọ | Ahọpụtara | |||
The Headies 2015 | Ọkaibe onye egwu họpụ | Onwe ya | Ahọpụtara | ||
2016 | 2016 Nigeria Entertainment Awards | Egwu Rapụ nke afọ | Ahọpụtara | ||
Soundcity MVP Awards 2016 | Ọkaibe onye egwu hipụ họpụ | Ahọpụtara | [17] | ||
2016 Nigeria Music Video Awards | Ọkaibe Vidyo Afuro Hipụ-họpụ | "Nowo E Soke" | Merie | [18] | |
2017 | 2017 Ghana-Naija Showbiz Awards | Ọkaibe onye egwu hipụ-họpụ | Onwe ya | Merie | [19] |
Supasta a na-elegara anya | Ahọpụtara | [20] |