ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Catherine |
ụbọchị ọmụmụ ya | 28 Ọktoba 1959 |
ọrụ ọ na-arụ | onye ọka iwu |
onye were ọrụ | Texaco |
ebe agụmakwụkwọ | Ahmadu Bello University |
Catherine Uju Ifejika Audio (amụrụ ya n'abalị iri abụọ na asatọ n'ọnwa Ọktoba n'afọ 1959) bụ onye ọka iwu Naijiria na Onye isi oche / Onye isi nke Brittania-U Nigeria Limited (BUNL); ụlọ ọrụ mmanụ ala maka nyocha na mmepụta, na Brittania -U Ghana Limited (BUGL).[1] E kwenyere na ọ bụ otu n'ime ụmụ nwanyị isii kachasị ike na mmanụ na mba ụwa nile na otu n'etiti ụmụ nwanyị kachasị baa ọgaranya ná mba Afírịka.[2][3][4] Ọ natakwara ihe nrite mba na nke mba ụwa maka omume kachasị mma na idu ndú azụmaahịa.[5]