ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Ghana ![]() |
aha enyere | Cecilia ![]() |
aha ezinụlọ ya | Johnson ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị ![]() |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | National Democratic Congress ![]() |
Cecilia Johnson bụ nwanyị ndọrọ ndọrọ ọchịchị Ghana na onye bụbu onye isi oche nke Kansụl steeti Ghana.[1][2][3] Ọ bụbu odeakwụkwọ ukwu nke 31 Disemba Women's Movement nakwa Minista nke Gọọmentị Obodo Ghana.[4][5]