ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Mozambique ![]() |
aha ezinụlọ ya | Pinto ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | onye ọkpụkpọ basketball ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | University of Oregon, Pennsylvania State University ![]() |
onye nsonye òtù egwuregwu | Oregon Ducks women's basketball, Penn State Lady Lions basketball, Mozambique women's national basketball team ![]() |
ụdị egwuregwu | Basketball ![]() |
otu egwuregwu ma ọ bụ asọmpi | NCAA Division I women's basketball ![]() |
Chanaya Pinto (amụrụ ya na-ubochi iri abuo na isii n’onwa Juun nke afo 2000) bụ onye Mozambican basketball player nke na-egwuri egwu maka otu egwuregwu basketball nke ụmụ nwanyị Mozambique ya na Penn State Lady Lions basketball [1]
A mụrụ Chanaya Pinto na Maputo, Mozambique na onwa Juun 26, nke afo 2000.[2]
A kpọrọ ya National Junior College Athletic Association (NJCAA) National Player of the Year na NJCAA All-American ugboro abụọ mgbe ọ nọkwa zi na Northwest Florida State College . [3]
Dịka onye biara ọhụrụ, ọ nwetara akara 13.9 na 8.3 rebounds mgbe ọ na-etinye ọnụọgụ abụọ bù iri abuo na ise ya na asatọ okpukpu abụọ.[4]
N'ime afọ nke abụọ ya na kọleji ahụ, ọ nwetara akara 14.6 na 8.3 rebounds, duru ndị otu ya gaa na NJCAA Women's Basketball National Championship nke mbụ ya, ma nweta ihe nrite nke abụọ nke obodo Amerika niile.[5]
N'afọ 2020, a họpụtara ya na No. 5 na Juco Top 25 nke World Exposure Report kwa afọ n'akụkụ Masengo Mutanda (nke a họpụtara na No. 20), nke akpọrọ FCSAA / Region VIII All-State na All-Panhandle Conference ebe ọ nwetara akara 13.9, 8.3 rebounds na 2.8 assists kwa egwuregwu. Ihe iri asaa na abụọ ọ na-ezu ohi bụ nke asatọ kachasị na FCSAA, ebe rebounds Nari abuo iri ise Na asato ya bụ nke asaa kachasị.[6]
Pinto so Oregon Ducks tuo bọọlụ maka otu oge afo(2021 - 2022) ebe o dekọrọ izu ohi iri na asatọ, pụtara na egwuregwu iri atọ, nkezi nkeji iri na otu na anọ, akara abụọ na itoolu, ya na rebounds abụọ na anọ kwa egwuregwu ọ bụla.[7]
N'oge afọ 2023, Pinto laghachiri na asọmpi FIBA Women's AfroBasket mgbe afọ 2017 gachara iji nọchite anya mba ya na 2023 FIBA Women's AfroBasket . [8][9]