Charles Dago

Charles Dago
mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịCôte d'Ivoire Dezie
Aha enyereCharles Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya1 Novemba 1975 Dezie
Ebe ọmụmụKoumassi Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaFrench language Dezie
ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụichegaa n'ihu Dezie
ụdị egwuregwufootbọl Dezie
so na2000 African Cup of Nations Dezie

Charles Dago bụ onye Ivory Coast. Ọ bụbu onye egwuregwu bọọlụ. Ọ gbara bọọlụ dị ka onye na-agba bọọlụ na K.S.C. Lokeren O.V. na Belgium Pro League na Al-Arabi, Al-Salmiya na Al-Tadamon na Kuwaiti Premier League .[1]

Ebensidee

[dezie | dezie ebe o si]
  1. "Football : Charles Dago", Footballdatabase.eu, 6 October 2010. Retrieved on 16 October 2010.

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]