ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | Naijiria ![]() |
obodo maka egwuregwu | Naijiria ![]() |
aha enyere | Charles ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 14 Maachị 1985 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Owẹrrẹ ![]() |
Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ ![]() |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | gaa n'ihu ![]() |
onye nsonye òtù egwuregwu | Siggiewi F.C., FC Hoverla Uzhhorod, SOLTILO Bright Stars FC, First Bank F.C., Nigeria national under-20 football team ![]() |
ụdị egwuregwu | footbọl ![]() |
Charles Nnaemeka Newuche (amụrụ na 14 Machị 1985 na Imo Steeti) bụ onye Naijiria na agba bọọlụ nke na agba maka Marsa.[1]
Ndị na akwado ya họpụtara Newuche maka onye egwuregwu kachasị mma nke otu ya n'afọ 2008/2009. N'oge ahụ, ọ gbara bọọlụ ugboro iri na isii maka FC Zakarpattia Uzhhorod na Persha Liha na Ukraine.[2]