ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | Naijiria ![]() |
aha enyere | Charles ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | Julaị 1923 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Ȯra Ogun ![]() |
Ụbọchị ọnwụ ya | 31 Ọktoba 2024 ![]() |
Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụsụ Yoruba ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | omee ![]() |
nnọchiaha nkeonwe | L485 ![]() |
Charles Olumo Audio (Amụrụ na Julaị 1923 wee nwụọ na Ọktoba 31, 2024) bụ onye Naijiria na eme ihe nkiri si Abeokuta, Ogun State. Ọ na arụkarị ọrụ na ihe nkiri asụsụ Yoruba na "Nollywood".
Alhaji Abdulsalam Sanyaolu malitere ime ihe nkiri na 1953 na chọọchị dị na Lagos.[1]