Ụlọ ọrụ mmepụta ihe | ụlọ ọrụ ihe nkiri, Ihe nkiri nke Naịjirịa, ụlọ ọrụ ntụrụndụ ![]() |
---|---|
ụdịekere | nwanyị ![]() |
mba o sị | Naijiria ![]() |
aha n'asụsụ obodo | Chelsea Eze ![]() |
Aha ọmụmụ | Chelsea Eze ![]() |
aha enyere | Chelsea ![]() |
aha ezinụlọ ya | Eze ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 15 Novemba 1985 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Steeti Kano ![]() |
Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | omee ihe nkiri ![]() |
ụdị ọrụ ya | theater arts ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | University of Maiduguri ![]() |
Ụcha ime anya | brown ![]() |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii ![]() |
Ihe nrite | Africa Movie Academy Award for Most Promising Actor ![]() |
nnọchiaha nkeonwe | L484 ![]() |
Chelsea Eze |
---|
Chelsea Eze
Ọmụmụ 15 Nọvemba
Aha Chelsea Ada Ezerioha
Ọmụmụ 15 Nọvemba
Steeti Kano
Aka Ọrụ Omee Onyonyo
Afọ Ọnọ Ọrụ. 2009-ugbua
Chelsea Eze Audio (amụrụ Chelsea Ada Ezerioha na 15 Nọvemba) bụ nwaafọ Naịjirịa na- eme ihe nkiri . Ọ bịara bụrụ onye ama ama na Nollywood site n'ihe nkiri mbụ ya bụ Silent Scandals ebe ọ rụrụ ọrụ n'akụkụ Genevieve Nnaji na Majid Michel. Ọ tụrụ ugo mmerii na"Most Promising Actress" nke emere maka ihe nkiri o mere na "6th Africa Movie Academy Awards".
A mụrụ Chelsea na Kano Steeti na agbụrụ Umuahịa, Abia Steeti . Nne na Nna ya na-arụ n'ụlọ akụ. Ọ gara akwụkwọ na Federal Government Girls Koleji Minjibir na St.Louis Sekọndrị Sukulu, ha abụọ dị na Kano. Ọ mụrụ asụsụ bekee na asụsụ na Mahadum Maiduguri . Dịka mkparịta ụka ya na The Punch o kwuputara na "Ntolite m bụ ihe obi ụtọ n'ihi na mgbe ahụ, Kano dị n'udo ma makwa mma". [1]
Tupu O mee Silent Scandals, ọ bụ onye nlereanya nke naanị ihe nkiri ọ na-eme bụ n'egwuregwu, nke o mere n'ụlọ ụka. Onye na-emepụta ihe nkiri bụ Vivian Ejike kpọrọ ya ka ọ bịa nyocha maka ọrụ nkwado na Silent Scandals, a họpụtara ya ka ọ pụta na onyonyo ahụ. Ọ na-apụta na ọtụtụ ihe nkiri ndị ọzọ na-ewu ewu dịka Two Brides and a Babyl(2011), Hoodrush (2012) na Murder at Prime Suites (2013). [2] [3]
Afọ | Ihe nkiri | Ọrụ | Ihe edeturu |
---|---|---|---|
2009 | Silent Scandals | Ella | ya na Genevieve Nnaji |
2011 | Two Brides and a Baby | Ugo | Na OC Ukeje, Kalu Ikeagwu na Stella Damasus |
Twist | |||
Timeless Passion | |||
2012 | Hoodrush | Shakira | ya na Bimbo Akintola, OC Ukeje & Gabriel Afolayan |
Closed Door | |||
Laugh won kill me die | |||
The Kingdom | |||
Tears of Passion | |||
2015 | Ikogosi | Emem | ya IK Ogbonna |
Afọ | Onyinye | Atiya | Ihe nkiri | Nsonaazụ |
---|---|---|---|---|
2010 | Africa Movie Academy Awards | Onyinye Kachasị Mma | Silent Scandals | style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie | |
Best of Nollywood Awards | style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara | |||
style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie | ||||
ZAFAA Awards | style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie | |||
2011 | Best of Nollywood Awards | Nwanyị kacha mma na ọrụ nkwado (Bekee) | style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara | |
2013 | Nollywood Movies Awards | Nwanyị kacha mma na ọrụ nkwado | style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara |