ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
obodo maka egwuregwu | Naijiria |
aha enyere | Chima |
aha ezinụlọ ya | Nwosu |
ụbọchị ọmụmụ ya | 12 Mee 1986 |
Ebe ọmụmụ | Naijiria |
Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | onye na-agbachitere |
onye nsonye òtù egwuregwu | Ndị otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị nke mba Naịjirịa |
ụdị egwuregwu | footbọl |
so na | 2004 Summer Olympics |
Chima Nwosu Audio (a mụrụ n'ụbọchị nke 12 n'ọnwa Mee n'afọ 1986) bụ nwanyị na-agbachitere mba Naijiria bọọlụ.
O so na otu egwuregwu bọọlụ ụmụnwanyị Naịjirịa na 2004 Summer Olympics . Na ọkwa klọb ọ gbara bọọlụ na Inneh Queens .[1]