ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
ụbọchị ọmụmụ ya | 12 Septemba 1987 |
Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | asọmpi egwuregwu |
ụdị egwuregwu | egwuregwu |
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi | long jump |
Chinazom Doris Amadi (a muru ya n'afo 1982) o bu onye egwuregwu nwuo elu (High jump).
O meriri akara Ola na ihe egwuregwu (2006 African Championships in Athletics). Na ihe egwuregwu nke (Athletics at the 2007 All-Africa Games) o mecharu onye nke ano, o jiri o nu ogugu centi mita abua were daa imeri. Na (2008 African Championships) o meriri akara ola ocha.
E nwu elu ya kacha nma bu 6.43 meters. o nwete ra ya na onwa ise, n'afo puku abuo na asaa.
O meriri akara ola edo na egwuregwu i nwu elu nke 2015 African Games, mana anaghi pu ya aha nke onye mmeri maka na o dara ule onyocha ulogwu nke ogwu methenolone.
a mere iwu baa yere ya na oghaghi eso ihe ndi egwuregwu nwuo elu tupu afo abuo na iri na itoolu.