Chioma Omeruah

Chioma Omeruah
mmádu
Ụlọ ọrụ mmepụta iheụlọ ọrụ ntụrụndụ Dezie
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha ọmụmụChioma omeruah Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya14 Mee 1976 Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie
ŃnàSamson Emeka Omeruah Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa, Asụsụ Hausa, French language Dezie
ọrụ ọ na-arụomee, onye na-abụ abụ, onye mkpaochi, onye nkuzi Dezie
ụdị ọrụ yatheater arts, music Dezie
ebe agụmakwụkwọDelaware State University Dezie
ogo mmụtaBachelor of Arts Dezie
Ebe obibiLagos Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2015 Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaEfefe Kraịst Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
Ọrụ ama amaRoad To Yesterday Dezie
award rationaleMost Popular Media Personality (female) Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Chioma Omeruah Audio , onye amara aha ya dị ka Chigul bụ nwaafọ Naịjirịa n'eme ihe nkiri ịkpa ọchị, bụrụ ọbụ abụ, na onye amaara site na ákpárámàgwà ịkpalí mmụọ ọchị ya na ụda asụsụ ya

Ndụ na ọrụ ya

[dezie | dezie ebe o si]

Á mụrụ Omeruah na Lagos mana nne na nna yá bụ ndị Igbo . Ọ pụrụ n'ụlọ mgbe ọ ka bụ nwata. Ọ bụ nwa nke abụọ n'ime ụmụ anọ nke Air Commodore Samson Omeruah . [1]

Ọ gara ụlọ akwụkwọ sekọndịrị abụọ nke ndị 'Air Force' ,otu bụ na Jos ma nke [[:Media:|]] ikpeazụ bụ na Ikeja, Lagos. [2] Mgbe ọ gụsịrị ụlọ akwụkwọ sekọndịrị, ọ banyere Mahadum Abia State (ABSU). Ọ gara ABSU ọnwa atọ. Na 1994, ọ hapụrụ mahadum but ABSU gawa mahadum nke ana akpo 'Delaware State University',ka ọ gụọ maka iwu gbasara mpụ [3] dị ka nna ya siri chọọ [1] . Mana ọ hapụrụ ya ka afọ abụọ gasịrị n'ihi na nke ahụ agagharia nke ọma [4] mana ọ nọ na Mahadum Delaware nweta mmụta asụsụ French. Omeruah bụ onye na-asu ọtụtụ asụsụ ,ọ́ n'asụ asụsụ ise nke oma. Ọ laghachitere Naijiria mgbe afọ iri na abụọ gasịrị na America. [5]

Na mbụ ọ bụ onye na-abụ abụ n'okpuru aha C-Flow mana ákpárámàgwà omee buturu nke a nke isi ya bụ Chigul. Chigul na-asụ olu Igbo siri ike. Á nụrụ olu Chigul nke mbụ na ndekọ egwu "Kilode" nke Omeruah zigara ndị enyi ya mana e zigharịrị ụda ahụ na Naịjirịa. [2] Chigul lụrụ di mana ha gbasara n'enweghị ụmụ ha mụtara.[6]

Omeruah nwere akparamagwa iri na abụọ mana a maara ya dịka "Chigul" ka ó mepụtara ihe ọhụụ. Ọtụtụ ụlọ ọrụ mgbasa ozi agbaala ya ajụjụ ọnụ ma too ya. O nyegoro okwu TEDx [4] ma pụta dịka omee n' ihe nkiri Nollywood, bụ Road to Yesterday. [7] Na 2015 ọ pụtara dịka ọbịa na otu "Karishika" nke Falz . [8]

Na Mee 2020, Omeruah pụtara na Vijual kolabọretiv eletrọnik katalọgụ, na mbipụta a na-akpọ TwentyEightyFour, ó gosipụtara n'otu a,gbakwunyere Dakore Akande, Oliver Nakakande na Coppé . [9] [10]

Ńghọ̀tá Ihe nkiri ọ nọ

[dezie | dezie ebe o si]
  • Banana Island Ghost (2017)
  • Wedding party 2 (2017)
  • Banana Island Ghost (2017)
  • Road to Yesterday
  • (2015)

Hụ kwa

[dezie | dezie ebe o si]
  • Ndepụta ndị Igbo
  • Ndepụta ndị ọchị ọchị Naịjirịa

Ńrụ̀tụ́áká

[dezie | dezie ebe o si]
  1. 1.0 1.1 Watch Chigurl talk about chasing dreams, 31 December 2014, Uunista, Retrieved 21 September 2016
  2. 2.0 2.1 The Rise and Rise of Chigul, PremiumTimesNG, Retrieved 20 September 2016
  3. https://lifestyle.thecable.ng/married-virgin-divorced-chigul/
  4. 4.0 4.1 Comedy is not a joke, Chioma Chigul Omeruah, Woman.ng, Retrieved 20 September 2016
  5. Archive copy. Archived from the original on 2020-10-29. Retrieved on 2020-11-10.
  6. Chigul, Mybiohub.com, Retrieved 20 September 2016
  7. Badmus, Kayode (10 September 2015). 10 things you should know about Genevieve Nnaji’s upcoming movie, Road to Yesterday. Nigerian Entertainment Today. Retrieved on 20 September 2016.
  8. Karishika, TooExclusive.com, Retrieved 20 September 2016
  9. "Les Nubians, Rika, Chigul, Dakore feature in TwentyEightyFour", Business Day (Nigeria), 6 May 2020. Retrieved on 15 May 2020.
  10. "Les Nubians, Rika Muranaka, Chigul, Busie Matsiko-Andan, Coppé appear in TwentyEightyFour", The Guardian, 3 May 2020. Retrieved on 15 May 2020.