ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Christiana |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1977 |
Ụbọchị ọnwụ ya | 21 Maachị 2007 |
Ụdị ọnwụ | Ịgbụ mmadụ |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | educator |
[1]Christiana Oluwatoyin Oluwasesin (aha mbụ e nyekwara dị ka Christiana, aha ikpeazụ e nyekwara dịkwa ka Oluwaseesin, Oluseesin ma ọ bụ Olusesan), (Ekiti State, 1977 - Gandu, Gombe Steeti, 21 Machị 2007), bụ onye nkuzi Naijiria nke ụmụ nwoke Yan Kalare gburu maka ebubo na ọ na emebi ma na ebibi Koran'an n'ụlọ akwụkwọ sekọndrị na Gandu, na Gombe Steeti.
Oluwasesin, nne nke ụmụ abụọ, e kenyere ya ilekọta ule ihe ọmụma okpukpe Alakụba. Mgbe otu [2]'ime ụmụ akwụkwọ ahụ chọrọ iji akwụkwọ ya banye n'ụlọ nyocha ahụ, Oluwasesin chịkọtara ha ma tụba ha n'èzí. Ụmụ akwụkwọ ahụ kwuru [3] Nke a dọtara uche ndị omempụ a ma ama (Yan Kalare), bụ ndị mara ya mma n'ahụ. Ha tiri onye isi ụlọ akwụkwọ ahụ, bụ́ onye Alakụba, bụ́ onye mesịrị gbanarị ìgwè mmadụ ahụ maka ịgbara ya. Ha gbazịkwara ụlọ klas atọ ọkụ, ụlọọgwụ ụlọ akwụkwọ, ngalaba nlekọta na ụlọ ọba akwụkwọ. [4] [5][6]
[7] Gombe Steeti Mohammed Danjuma Goje nyere iwu ka e mechie ụlọ akwụkwọ sekọndrị niile dị na steeti ahụ ozugbo ma zipụ ndị agha na ndị uwe ojii na ebe ndị dị mkpa na steeti, ọkachasị ụka. E jidere mmadụ atọ n'ihe metụtara ogbugbu ahụ. [8] kpere ha ikpe n'ihu Ụlọikpe Kasị Elu nke Federal, Gombe, nke na enyebeghị ikpe n'okwu ahụ na Machị 2008. [1][needs update]