ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Naijiria ![]() |
obodo maka egwuregwu | Naijiria ![]() |
aha enyere | Christy ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 2 Mee 1970 ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, pidgin Naịjirịa ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | asọmpi egwuregwu, sprinter ![]() |
Ụcha ime anya | agba aja aja ![]() |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii ![]() |
ụdị egwuregwu | egwuregwu ![]() |
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi | long jump ![]() |
so na | 1996 Summer Olympics, 1992 Summer Olympics, 1994 Commonwealth Games ![]() |
Christy Opara-Thompson Audio (amuru ya na December 24, aro 1971) O bu onye na agbara Nigeria oso na eguriegwu, ejikairi oso hundred metres mara ya. O gbaara ala Nigeria oso na asompi Olympics nke afo 1992 na Barcelona nke di na Spain; ebe ya na ndi out ya bu Beatrice Utondu, Faith Idehen na Mary Onyali no turu Ugo bronze na oso 4 × 100 metres.