ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Italy ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 5 Septemba 2001 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Bologna ![]() |
nwanne | Alicia Ann Edogamhe ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Asụsụ mba Italy ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | omee, onye nhazi ederede ![]() |
Rebecca Coco Edogamhe (amụrụ na 5 Septemba 2001), nke a makwaara dị ka Coco Rebecca Edogamhe, bụ onye n'eme ihe nkiri n'Itali nke a maara nke ọma n'ọru nkwanyeNetflix nke usoro Summertime .[1]
A mụrụ Edogamhe na Lecce ma zụlite ya na mpụga Bologna site n'aka nna ya bụ onye Naijiria na nne ya bụ onye Apulia Itali.[1][2][3] O nwere otu nwanne nwanyị ọ tọrọ.[1] Ọ na-agakarị ileta ezinụlọ ya na Salento nakwa Naịjirịa mgbe ọ na-etolite.[4][1]
Ọ bụ ezie na Edogamhe agatụbeghị klas ime ihe nkiri, ọ malitere nyocha maka ihe nkiri n'ọrụ igwe onyonyo dị ka nwa akwụkwọ ụlọ akwụkwọ sekọndrị.[2] O debere ọrụ mbụ ya dị ka onye ndu na usoro Netflix nke Ịtali Summertime, usoro ihe nkiri n'abịa n'oge ezumike n'oge ọkọchị n'obodo dị n'ụsọ oké osimiri Adriatic.[1] Ihe ngosi ahụ malitere n'ọnwa Eprel n'afọ 2020, obere oge tupu ọgụchaa akwụkwọ n'ụlọ akwụkwọ sekọndrị, a nabatara ya nke ọma.[5][2] A tọhapụrụ oge nke abụọ nke Summertime n'afọ 2021.[2]
O meela ihe atụ n'ome nchịkọta akụkọ maka Gucci nakwa Liu Jo.[2]
<ref>
tag; name "wwd" defined multiple times with different content