Oge/afọ mmalite | Disemba 1995 ![]() |
---|---|
mba/obodo | Naijiria ![]() |
ndị mbipụta | Complete Communications Limited ![]() |
mba osi | Naijiria ![]() |
asụsụ eji dee ọrụ | English ![]() |
newspaper format | broadsheet ![]() |
Complete Sports bụ akwụkwọ akụkọ egwuregwu mba Naijiria kwa ụbọchị ma nwee isi ụlọ ọrụ ya na Isolo, mpaghara gọọmentị dị na Lagos Steeti. E bipụtara ya na 1995 dị ka akwụkwọ akụkọ kachasị elu nke Complete Communications Limited ma gaa n'ihu ịghọ otu n'ime akwụkwọ akụkọ a na-agụkarị na Naịjirịa. Akwụkwọ akụkọ ahụ na-elekwasị anya na ndị egwuregwu Naijiria karịsịa ndị egwuregwu bọọlụ Naijiria.
A na-ekesa Complete Sports gburugburu Naijiria na akụkụ ụfọdụ nke Benin Republic na Cameroon nke mere ka ọ bụrụ otu n'ime akwụkwọ akụkọ a na-ekesa na West Africa.[1]