ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Jamaikạ, Njikota Obodo Amerika |
obodo maka egwuregwu | Jamaikạ |
aha enyere | Craig |
aha ezinụlọ ya | Ziadie |
ụbọchị ọmụmụ ya | 20 Septemba 1978 |
Ebe ọmụmụ | Pembroke Pines |
Ńnà | Dennis Ziadie |
nwanne | Christopher Ziadie |
Ikwu | Mark Chung |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | onye na-agbachitere |
ebe agụmakwụkwọ | University of Richmond, St. George's College, Jamaica |
onye nsonye òtù egwuregwu | New York Red Bulls, D.C. United, Jamaica men's national association football team, Richmond Spiders men's soccer |
ụdị egwuregwu | footbọl |
otu egwuregwu | Major League Soccer |
Craig Ziadie (amụrụ na 20 Septemba 1978) bụ onye egwuregwu bọọlụ nke Jamaican-American, onye gbara bọọlụ ikpeazụ maka MetroStars nke League Soccer dị mkpa.
N'agbanyeghị na a mụrụ ya na Florida, Ziadie toro na Kingston, Jamaica. Ọ laghachiri America na mbụ ịga ụlọ akwụkwọ sekọndrị, ma na ị gbaa bọọlụ kọleji na Mahadum nke Richmond. Mgbe ọ nọ na Richmond, Ziadie bụ onye nhọpụta otu All-Colonial Athletic ugboro atọ, a na-akpọkwa ya CAA onye ọgba bọọlụ n'ime afo 2000 ya. Ọ gbakwara bọọlụ maka Palm Beach Pumas nke Premier Development League n'oge ọ nọ na kọleji.
Mgbe ọ gụchara ịgu akwụkwọ, D.C. United họpụtara Ziadie dị ka onye nke iri abụọ na asatọ n'ozuzu ya na 2001 MLS SuperDraft. [1] Ziadie tụrụ ọtụtụ n'anya site n'inweta ebe mbido na usoro DC, ma mechaa afọ ahụ na enyemaka atọ na iri na asatọ, iri na atọ bụ mbido. N'oge n'eteghi anya, n'agbanyeghị, e rere Ziadie n'aka MetroStars na Mark Isi iji gbanwee Peter Villegas na Orlando Perez. Ọ bidoro I nwee mbido ya na MetroStars, nwee mmecha mbido ya n'ụzọ 2003 na 2004, tinye kwa otu goolu na enyemaka anọ n'ime egwuregwu bọọlụ iri anọ na abụọ. Chivas USS natara ya n'afọ 2004 MLS Expansion Draft, mana ọ bịghi aka ná otu egwuregwu ahụ.
pụtar iri na ato 13 n'ime ha bụ mmalite. N'oge na-adịghị anya n'ime oge 2002, Otú ọ dị, e rere Ziadie na MetroStars tinyere Mark Lisi iji gbanwere Petter Villegas na Orlando Perez. Ọ nwetara ọnọdụ mmalite ngwa ngwa na MetroStars, ma mechaa oge ahụ na mmaliiri na asatọ. 8. Ziadie anọgidewo na-amalite n'ọnọdụ aka nri n'azụ n'ihe ka ukwuu n'afọ 2003 na 2004, na-agbakwunye otu goolu na enyemaka anọ karịa egwuregiri4anọ na atọ. 2. Chivas USA kpọọrọ ya na 2004 MLS Expansion Draft, mana ọ bịaghị aka na ndị otu ahụ.
Ziadie [2]n'agba egwu bọọlụ otu mba Jamaica; o mere nke mbụ ya maka otu bọọlụ ahụ na 16 Ọktoba 2002 iji megide Japan, ma kpebiri ịghara ichere ka United States kpọọ ya. Kemgbe ahụ, ọ pụtara ihe karịrị ugboro iri abụọ maka otu bọọlụ ahụ, ọ bụkwa onye na-anọ n'azụ aka nri n'oge asọmpi World Cup 2006.
Nna Ziadie, Dennis Ziadie, gbara bọọlụ na NASL na Boston Beacons nakwa maka ndị otu mba Jamaica. Ziadie [3] bụ nwa nwanne nne nke onye America na-agba bọọlụ bụ Mark Chung.