ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Ghana ![]() |
aha enyere | Cynthia ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1 Ọgọọst 1990 ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ ![]() |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | onye na-agbachitere ![]() |
ụdị egwuregwu | footbọl ![]() |
Cynthia Adobea (amụrụ n'ụbọchị mbụ n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 1990) bụ onye Ghana na-agba bọọlụ nke na-agbachitere otu egwuregwu ụmụ nwanyị na mba Ghana. Ọ bụ otu n'ime ndị otu afọ 2014 African Women's Championship. Na klọb, ọ gbara bọọlụ maka Reformers Ladies na Ghana.[1]