Dahiru Yahaya |
---|
[1]Dahiru Yahaya (30 June 1947 - 3 February 2021) bụ onye nkuzi Naijiria, onye nkuzi na ọkọ akụkọ ihe mere eme, onye bụ prọfesọ nke akụkọ ihe mere mere eme, na onye isi nke Ngalaba Akụkọ Ihe mere eme na Mahadum Bayero, Kano.[2][3]
[4] mụrụ Dahiru na Kano Nigeria, Ọ nwetara nzere Bachelor of Arts na History na Abdullahi Bayero College, nke bụzi Ahmadu Bello University Zaria na 1970 na nzere Doctor of Philosophy (Diplomatic History) na Mahadum Birmingham United Kingdom na 1975.
Ọ malitere ịrụ ọrụ dị ka onye enyemaka ọdịmma ọha na eze n'okpuru Gọọmentị Ógbè Northern na Kaduna, ọ rụkwara ọrụ dị ka Onye Nchịkwa n'okpuru gọọmentị steeti Kano, Dahiru sonyeere Ngalaba Akụkọ Ihe Mere Eme nke Arts na Islamic Studies Bayero University, Kano na 1970 ebe ọ rụrụ ọrụ ndụ ya niile.
[5][6] nwụrụ na Wednesday 3 February 2021 mgbe ọ rịasịrị ọrịa nwa oge na Kano State, Nigeria.
Kpọpụta njehie: The opening <ref>
tag is malformed or has a bad nameDahiru Yahaya (30 June 1947 - 3 February 2021) bụ onye nkuzi Naijiria, onye nkuzi na ọkọ akụkọ ihe mere eme, onye bụ prọfesọ nke akụkọ ihe mere mere eme, na onye isi nke Ngalaba Akụkọ Ihe mere eme na Mahadum Bayero, Kano.Kpọpụta njehie: The opening <ref>
tag is malformed or has a bad nameKpọpụta njehie: The opening <ref>
tag is malformed or has a bad name