Oge/afọ mmalite | 2015 |
---|---|
mba/obodo | Naijiria |
ndị mbipụta | James Bamisaye |
asụsụ eji dee ọrụ | Bekee |
webụsaịtị | https://dailypost.ng/ |
Daily Post Nigeria bụ akwụkwọ akụkọ Naijiria nke Daily Post Media Ltd. na bipụta, dabere na Lagos, Nigeria . Ọ na-akọ akụkọ mpaghara na nke mba, ndọrọ ndọrọ ọchịchị, metro, azụmahịa, ntụrụndụ, egwuregwu, na echiche.
N'ọnwa Maachị afọ 2015, akwụkwọ akụkọ ahụ rụpụtara ọrụ ikesa mbipụta ya n'efu n'ofe Naịjirịa nílé. [1] [2] [3]
Daily Post Nigeria nwetara ihe nrite "Custodian of the Nigerian Dream" na 2016. [4] [5]