Agụrụ ama egwuregwu a nke dị n'etiti Owerri, isi obodo Imo steeti, aha Daniel Anyiam, osote onye isi otu egwuregwu bọọlụ ala Naịjirịa nke mbụ .
N’afọ 2019, gọvanọ steeti Imo Emeka Ihedioha n’oge ọrụ nke ọkpọrọ‘Rebuild Imo Project’ nyere nkwekọrịta ọrụ ngo maka nrụzigharị na nmezigharị nke ama egwuregwu nke Dan Anyiam Stadium tinyere ọrụ ndị ọzọ. [1]
A na-ejikarị ama egwuregwu nke a maka egwuregwu bọọlụ mkpakọrịta. Ama egwuregwu ahụ bụ kwa ụlọ egwuregwu maka ndị Heartland FC [2]
Ama egwuregwu a nwere ike ịbata mmadụ puku iri.
Weebụsaịtị egwuregwu, edepụtara site na February 2011.