ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha n'asụsụ obodo | Dayo Amusa |
Aha ọmụmụ | Dayo Amusa |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1984 |
Ebe ọmụmụ | Lagos |
Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | onye na-abụ abụ, omee, filmmaker, onye nhazi ndu ihe nkiri |
ebe agụmakwụkwọ | Moshood Abiola Polytechnic, Mayflower School |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2002 |
okpukpere chi/echiche ụwa | Efefe Kraịst |
Ụcha ime anya | brown |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
ngwa egwu | olu egwụ |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Dayo Amusa Audio
A mụrụ Dayo na Lagos . Ọ bụ nwa mbụ na ezinụlọ ise. Nne ya si Ogun state ebe nna ya si Lagos. Ọ gara ụlọ akwụkwọ Mayflower School, Ikene. Dayo gụrụ Food Science Technology na Moshood Abiola Polytechnic tupu ya amalite ọrụ ya na 2002. Agbanyeghị na ọ na-eme ihe nkiri kachasị n'asụsụ Yoruba nke Nollywood, o mekwara ihe nkiri bekee. [1] [2] [3] [4] Dayo bu onye nwe ulo akwukwo PayDab School nke di ebe nabo Ibadan na Lagos. [5] [6]